Gaa na ọdịnaya

Terhemba Shija

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Terhemba Shija
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha ezinụlọ yaShija Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Novemba 1960 Dezie
Ebe ọmụmụVandeikya Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, educator Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịParty for Democratic Prosperity Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Terhemba Shija bụ onye agụmakwụkwọ Naijiria, onye na-ede uri, onye na'ede akwụkwọ akụkọ ifo, onye nkatọ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ka ọ na-erule afọ 2014, o kwuru okwu na Mahadum Nasarawa State, Keffi .[1]

Shija jere ozi dị ka onye otu House of Representatives nke obodo Naijiria na 1992 Benue steeti.[2]

Ọ rụkwara ọrụ dị ka Kọmishọna nke Gọọmentị Obodo na Chieftaincy Affairs Benue State, n'oge ọchịchị Gọvanọ George Akume, na-agba ụkwaghịm na Disemba n'afo 2002; Ọ bụ onye dere ọtụtụ akwụkwọ akụkọ ifo, akụkọ ndụ, akwụkwọ nkato na uri.[3] Aha akwụkwọ ya a kacha mara bụ "Whispers of Distant Drums" "The Siege, The Saga" na "Cantos for the Benue".

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nigeria: PDP Guber Aspirant Decries Costly Nomination Forms. allafrica.com/stories/201411030768.html. Retrieved on 24 April 2020.
  2. "JUST IN: Ex-Reps member Shija dumps PDP, may join APC", The Nation Newspaper, 11 April 2020. Retrieved on 24 April 2020.
  3. Nigeria: Assembly Approves 4 Commissioners. allafrica.com/stories/200212240066.html.