Tessy Ojo
Ọdịdị
Tessy Ojo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Tessy Ojo |
| Aha enyere | Tessy |
| Aha ezinụlọ ya | Ojo |
| Aha gọọmenti | Tessy Ojo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1971 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onyeisi azụmahịa |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Theresa "Tessy" Ojo, CBE, FRSA (amuru March 1971) bu onye isi oru ebere nke Britain-Nigeria, bu onye isi oche nke Diana Award. Ọ bụkwa onye nlekọta nke Comic Relief, na onye so na Kọmitii Ndụmọdụ Mkpegharị nke British Broadcasting Corporation (BBC). O nwere nzere bachelọ na biochemistry na nzere Master of Business Administration (MBA), buru ụzọ rụọ ọrụ na ngalaba ụlọ ọrụ tupu ọ banye n'ọrụ ebere.
Na 2020 Queen's Birthday Honours, Ojo a họpụtara Ọchịagha nke Order of the British Empire (CBE) maka ọrụ ndị na-eto eto.