Tete Chelangat
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Ọgọọst 1960 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | social worker, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Mpaghara ntuli aka | Bukwo District |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
okpukpere chi/echiche ụwa | Protestant |
Eveline Tete Chelangat (amụrụ n'abalị isii n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1960) sabiny site n'otu agbụrụ bụ onye omeiwu Ugandan ruo afọ iri. Ọ na-anọchite anya Bukwo[1] Kongasis Constituency dị ka nwanyị MP. Ọ bụ onye NRM (National Resistance Movement) Party na National Assembly.[2]
Nkà mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị nke Bukwo ebe ọ nọdụrụ maka PLE ya. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ gara ụmụ agbọghọ Kidetok, Serere maka ọkwa O ya tupu ọ banye na kọleji Sebei, Tegeres. O nwere diplọma na ọrụ mmekọrịta mmadụ na ibe ya site na Nsamizi Institute (Mpigi). Ọ bụ onye ọrụ mmekọrịta mmadụ na ibe ya site na ọrụ na Pentacostal site na okpukpe.
Ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Eveline Tete Chelangat sonyeere ndọrọ ndọrọ ọchịchị wee malite site na District Councilor LC5, na afo 2006 e nyere Bukwo District otu distrikti ma ọ ghọrọ onye nnọchi anya nwanyị na Parliament nke Uganda n'okpuru National Resistance Movement ruo na afo 2016
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Rashid Muzungyo (2006-12-03). Minister lauds UNFPA on health. New Vision.
- ↑ Ministers, MPs who took money, dodged Parliament revealed (en). Daily Monitor. Archived from the original on 2019-06-01. Retrieved on 2019-06-01.