Thandi Modise

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Thandi Modise
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Disemba 1959 Dezie
Ebe ọmụmụVryburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiPremier of North West, member of the National Assembly of South Africa, Minister of Defence and Military Veterans, Speaker of the National Assembly of South Africa Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAfrican National Congress Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/thandi-modise/ Dezie

Thandi Modise (Amụrụ na 25 Disemba 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na onye bụbu onye na-emegide ịkpa ókè agbụrụ.[1] Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka Minista na-ahụ maka nchekwa na ndị agha. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye isi oche nke National Council of Provinces[2] site n'afọ 2014 ruo afọ 2019 na dị ka Onye Ọkà okwu nke National Assembly of South Africa site n'afọ 2019 ruo afọ 2021.

Ọ hapụrụ South Africa n'afọ 1976 iji sonye na African National Congress ma nweta ọzụzụ na Angola. Ọ laghachiri South Africa n'afọ 1978 dị ka onye ọrụ Umkhonto weSizwe.[1] E jidere ya ma tụọ ya mkpọrọ na 1979, na-aghọ nwanyị mbụ na South Africa a tụrụ ya mkpọrọ maka ọrụ MK.[1]

NSPCA na AfriForum meghere ikpe nke obi ọjọọ anụmanụ megide Modise.[3] N'abalị iri atọ n'ọnwa Eprel 2021, Ụlọikpe Ógbè Potchefstroom jụrụ ikpe obi ọjọọ anụmanụ megide ya. Ụlọ ikpe ahụ chọpụtara na enweghị ike ịta Modise ụta maka ihe mere n'ugbo ya nakwa na nwoke ọ goro ka ọ lekọta ugbo ya, kwesịrị ịta ụta maka mpụ ndị e mere.[4]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Thandi Modise. SA History Online. Retrieved on 23 June 2014. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "SAHIST" defined multiple times with different content
  2. Thandi Modise elected National Council of Provinces chair. TimesLive (22 May 2014). Retrieved on 23 June 2014.
  3. Grobler. NSPCA launches crowdfunding campaign for AfriForum's case against Thandi Modise (en-US). News24. Retrieved on 23 July 2021.
  4. Potchefstroom. Animal cruelty case against Thandi Modise dismissed (en-US). News24. Retrieved on 2022-03-16.