The Art of Seeing
Ọdịdị
The Art of Seeing
| Aha | The Art of Seeing |
|---|---|
| Isiokwu nlebanya | Bates method |
| Nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | The Art of Seeing (1982 edition), L’arte di vedere |
| Odee akwụkwọ | Aldous Huxley |
| Ndị mbipụta | Harper |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 1942 |
| Mba osi | Njikota Obodo Amerika |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
The Art of Seeing: An Adventure in Re-education bụ akwụkwọ edere na afo Otu puku nari iteghete Na iri ano na abuo (1942) nke Aldous Huxley dere, nke na-akọwa ahụmịhe ya ma nwee echiche banyere usoro Bates a katọrọ aha ọma, nke dịka Hxley si kwuo mere ka anya ya mma.