The Courage to Heal
Ọdịdị
The Courage to Heal
| Aha | The Courage to Heal |
|---|---|
| Isiokwu nlebanya | sexual abuse, child sexual abuse |
| Ụdị | self-help book |
| Nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | The Courage to Heal, The Courage to Heal |
| Odee akwụkwọ | Ellen Bass, Laura Davis |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 1988 |
| Mba osi | Njikota Obodo Amerika |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
| Ebe akụkọ | Njikota Obodo Amerika |
The Courage to Heal: A Guide for Women Survivors of Child Sexual Abuse (nke mbụ e bipụtara akwukwo a bu na afo Otu puku nari iteghete na iri asato na asato (1988), ya na mbipụta atọ sochirinụ, nke ikpeazụ bụ mbipụta ncheta afọ iri abuo n'afọ Puku abuo na asato (2008) ) bụ akwụkwọ enyemaka onwe onye site n'aka ndị edemede Ellen Bass na Laura Davis nke lekwasịrị anya na mgbake pụọ na mmetọ mmekọahụ ụmụaka ma a kpọrọ "arụmụka na polarizing".[1]
- ↑ Norcross (2013-03-01). Self-Help That Works: Resources to Improve Emotional Health and Strengthen Relationships. Oxford University Press, 16–. ISBN 9780199333646. Retrieved on 7 June 2014.