Theodore Dakpogan
Ọdịdị
Theodore Dakpogan
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Benin |
aha enyere | Theodore |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1956 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | omenkà, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Theodore Dakpogan bụ onye na-ese ihe na Beninois Vodou. Ọrụ ya nwere mmetụta nke ihe ọkpụkpụ Fon nke senchiri nke iri na itoolu.[1] A maara ya maka ihe ọkpụkpụ ya.[2] Onye na-ese ihe si Benin bụ onye na-akpụ ihe n'oge gara aga. N'iji iberibe ígwè a tụfuru atụfu, ọ na-emepụta ọrụ nka, na-ejikọta ha na mgbọrọgwụ nke okpukpe Vodun. Dị ka onye na-ese ihe nke oge a, ọ na-egosi mmasị na esemokwu dị n'etiti oge gara aga na ugbu a, n'etiti ụwa "nke mbụ" na "nke atọ". Ọrụ nka ya sitere na ihe ndị a tụfuru atụfu nke ịzụ ahịa na mmepụta buru ibu, na-arutu aka na ọnọdụ a na-edozighị edozi nke Africa mgbe ọchịchị ndị ọcha gasịrị.[3]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Magnin (1996). Contemporary Art of Africa. H.N. Abrams. ISBN 978-0-8109-4032-1.
- ↑ Shillington (4 July 2013). Encyclopedia of African History 3-Volume Set. Routledge. ISBN 978-1-135-45669-6.
- ↑ Théodore Dakpogan - Kunst Transit Berlin : Michael Drechsler : African Contemporary Art. www.kunst-transit-berlin.de. Retrieved on 2020-07-15.