Theresa Amerley Tagoe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Theresa Amerley Tagoe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha n'asụsụ obodoTheresa Amerley Tagoe Dezie
Aha enyereTheresa Dezie
aha ezinụlọ yaTagoe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Disemba 1943 Dezie
Ebe ọmụmụGreater Accra Region Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya25 Novemba 2010 Dezie
Ebe ọ nwụrụAccra Dezie
date of burial or cremation29 Jenụwarị 2011 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Ga Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, educational theorist Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Ghana, Member of the 4th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 3rd Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 2nd Parliament of the 4th Republic of Ghana Dezie
ebe agụmakwụkwọAburi Girls' Senior High School, University of Ghana Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNew Patriotic Party Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOnye Kraịst Dezie

Theresa Amerley Tagoe (December 13, 1943 ♡ Novembe na afọ 2010) nke a makwaara dị ka Iron Lady bụ nwanyị[1] ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye isi otu New Patriotic Party na onye bụbu onye omeiwu nke Ablekuma South Constituency.[2][3][4][5][6]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Tagoe, nke ndị Ga, na 13 Disemba, na afọ 1943.[7]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Tagoe gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Aburi Girls Senior High School ebe ọ bụ onye isi ụlọ akwụkwọ.[8] O nwetara nzere bachelọ na French na Mahadum Ghana .[9]

Ọrụ ebere[dezie | dezie ebe o si]

Tagoe nwere ụlọ akwụkwọ odeakwụkwọ ụmụ nwanyị nke gụnyere French na usoro mmụta ya, yana ịmalite mmemme ọrụ ebere gụnyere otu iji nyere ụmụ mgbei na ụmụ agbọghọ nọ n'okporo ámá aka ịmụta ọrụ na-arụpụta ihe na mmemme ịgbazinye ego maka ụmụ nwanyị na-ere azụ kpọrọ nkụ n'okporong ámá Accra.[10]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Theresa Tagoe bụkwa osote Minista nke Greater Accra Regional na osote Minisita nke Ala, Ọhịa na Mmanụ ala n'okpuru ọchịchị John Kufuor.[1]

Tagoe bụkwa otu oge onye nhazi ụmụ nwanyị nke New Patriotic Party.[1][11]

A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu na 7 Jenụwarị na afọ 1997 mgbe ọ nwesịrị mmeri na afọ 1996 Ghanaian General Elections . O nwetara 39.90% nke ngụkọta vootu a tụbara nke ya na vootu 47,644 site na imeri Ebo Hawkson nke National Democratic Congress onye nwetara 35.70% nke ya na 42,568 vootu

Ihe Nketa[dezie | dezie ebe o si]

Tagoe jere ozi dị ka onye otu Council of State ma bụrụ onye otu Council nke Women World Leaders. A gụrụ Dansoman Roundabout aha ya nke a maara dị ka 'Theresa Ameley Tagoe Roundaboot' ma guzobe ihe oyiyi iji sọpụrụ ya.[12][13][14][15]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Theresa Tagoe nwere ụmụ nwoke abụọ.

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 MPs pay last respects to Theresa Tagoe - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com (2011-01-28). Retrieved on 2022-08-07.
  2. Amerley-Tagoe, Theresa (en-US). Ghana MPS. Retrieved on 2022-08-07.
  3. MPs pay tribute to Theresa Amerley Tagoe (en-GB). Modern Ghana. Retrieved on 2016-01-20.
  4. ocansey[mike@busylab.com]. Ghana Districts - A repository of all districts in the republic of Ghana. www.ghanadistricts.com. Retrieved on 2016-01-24.
  5. MPs pay tribute to Theresa Amerley Tagoe (en-US). Ghanaian Chronicle. Retrieved on 2016-01-24.
  6. Radio Recogin. www.recogin.com. Retrieved on 2016-01-24.
  7. ocansey[mike@busylab.com]. Ghana Districts - A repository of all districts in the republic of Ghana. www.ghanadistricts.gov.gh. Retrieved on 2016-01-24.
  8. ocansey[mike@busylab.com]. Ghana Districts - A repository of all districts in the republic of Ghana. www.ghanadistricts.gov.gh. Retrieved on 2016-01-24.
  9. PGA Member Theresa Tagoe dies after long illness. Parliamentarians for Global Action. Archived from the original on 2020-06-18. Retrieved on 2020-06-18.
  10. Personal knowledge from my 1999 visit with her in Accra.--Dr. Nancy Glock-Grueneich
  11. NPP mourns Theresa Amerley Tagoe. www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2016-06-24. Retrieved on 2016-01-20.
  12. Dansoman Roundabout named after Theresa Tagoe (en). GhanaWeb (2020-11-26). Retrieved on 2022-08-07.
  13. Bureau. President Akufo-Addo Tours Greater Accra Region (en-gb). presidency.gov.gh. Retrieved on 2022-08-07.
  14. Akufo-Addo begins two-day tour of Greater Accra Region today (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (2020-11-24). Retrieved on 2022-08-07.
  15. Theresa Tagoe’s statue unveiled (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2022-08-07.