Gaa na ọdịnaya

Tiguidanké Camara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tiguidanke Camara
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịGuinea, Njikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereTigui Dezie
Aha ezinụlọ yaCamara Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Julaị 1975 Dezie
Ebe ọmụmụConakry Dezie
ŃnàMohamed Mounir Camara Dezie
NwanneAhmed Sékou Camara, Oudy 1er, Mariama Camara Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench, English, Portuguese Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụ̀nta ego Dezie
Ọkwá o jipresident Dezie
Ebe agụmakwụkwọQ3578455 Dezie
Ebe obibiNjikota Obodo Amerika Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịQ119351205, Q119518286 Dezie
Okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie

A mụrụ Camara na Conakry, ebe nna ya bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nne ya na-azụ ahịa. Ọ malitere ime ihe ngosi mgbe ọ dị afọ 12. Camara kwagara Morocco na 1996, ka ọ mụọ akara BA na njikwa azụmahịa. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, Camara kwagara United States of America, bụ ebe ọ gara n'ihu n'ọrụ nlegharị anya ya, nke dịgidere ruo mgbe a mụrụ ụmụ ejima ya na 2000s.[1]

  1. Aujourd'hui l'économie, le portrait - Tiguidanke Camara, un mannequin sur les sites miniers (fr). RFI (July 6, 2018). Retrieved on January 25, 2022.