Tii ndi China

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tii ndi China
drink
obere ụdị nketea Dezie
mba osiChina Dezie

Tii bụ ihe a na-aṅụ aṅụ esi na-akwụkwọ tea (Camellia sinensis) na mmiri ọkụ nweta. E ji usoro ọdinaala ndi China eme akwụkwụkwọ tii. A na-aṅụ tii ndi China oge niile n'ụbọchi, gụnyere oge nri, dika ṅnọchianya mmiri ọṅụṅụ,ahụike maọbụ ngwọri.

Akụkọ[dezie | dezie ebe o si]

See also: History of tea

Omenaala ịṅụ tea nwere ntọala na China, ebe o si. N'agbanyeghị na tii si na China , during the Tang Dynasty, akwụkwọ Tii ndi China nọchitara anya akwụkwọ tii ndi China nke emepụtara site n'usoro ebutere na ancient China.

Dika akụkọ siri kwuo, Eze ukwu ndi China Shen Nong chọpụtara tii na 2737 BC mgbe akwụkwọ shrub nọ nso dabara n'ime mmiri Eze ukwu a nọ na-esi.[1] Tii abụrụla ihe etinyere n'ime akụkọ ihe mere eme n' omenaala ndi China. ihe ọṅụ a aghọla otu seven necessities n'ime ihe di mkpa na ndụ ndi China, gụnyere nkụ, osikapa, mmanụ, ṅnu, soy sauce na mmanya vine.[2]

  1. Tea and the Chinese way of life. radio86.com. Archived from the original on August 16, 2011. Retrieved on August 3, 2021.
  2. Notes on Chinese Culture - Food and Drinks (08) – Chinese Tea. dict.cn. Archived from the original on August 4, 2012. Retrieved on August 3, 2021.