Tiko Campbell
Ọdịdị
Tiko Campbell
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Tiko |
| Aha ezinụlọ ya | Campbell |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Ọgọọst 1947 |
| Ebe ọmụmụ | Washington, D.C. |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 16 Febụwarị 2012 |
| Dị/nwunye | Bebe Moore Campbell |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-ese ụkpụrụ ụlọ, odee ejije, ode akwukwo ifo |
| Ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Tiko Frederick Campbell (Ọgọstụ 7, na afọ 1947 , Febrụwarị 16, na afo 2012) bụ onye edemede America na onye na-ese ụkpụrụ ụlọ si Washington, D.C. Campbell bụ di mbụ nke onye edemede nwụrụ anwụ Bebe Moore Campbell, na nna nke onye na-eme ihe nkiri Maia Campbell. Ọ bụkwa onye dere akwụkwọ akụkọ ihe mere eme / akụkọ ihe mere n'ụzọ akụkọ a na-akpọ The Light in the Stones: ...site na akụkọ Fibinacci...
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]