Tosyn Bucknor

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Tosyn Bucknor
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Ọgọọst 1981 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya19 Novemba 2018 Dezie
ihe kpatara ọnwụsickle-cell disease Dezie
ŃnàSegun Bucknor Dezie
nwanneFunke Bucknor-Obruthe Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mgbasa ozi, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
Ihe nriteBest of Nollywood Awards Dezie

Oluwatosin Bucknor (amụrụ na 15 August 1981 ma nwụọ na 19 Novemba 2018), nke a maara dịka Tosyn Bucknor, bụ onye mgbasa ozi na Naijiria, onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ọtụtụ ihe na nzukọ ndị mmadu na intaneetị.[1][2]

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Bucknor na ezniulo. Sola Bucknor na Mazi Segun Bucknor, onye na-eti egwu, n’ime ugbo ala na 15 August.[3] Ọ bụ nwanne nwanyị Funke Bucknor onye isi oche nke Zapphaire Events. Tosyn gara ụlọ akwụkwọ Fountain Nursery na Primary School, Queens' College, Yaba, Mahadum Lagos (LLB) na Nigerian Law School, Lagos Campus (BL). O mere National Youth Service Corps ya na Port Harcourt, o kpebiri ịkụzi Literature na asụsụ bekee na Archdeacon Crowther Memorial Girls' School, Elelenwo .

Redio[dezie | dezie ebe o si]

Bucknor bido ọrụ redio ya na Tee-A na Eko89.7fm ma mesịa rụọ obere na Cool 96.9fm ebe ọ nọrọ kwado mmemme redio nke Fun Hour Show on Saturdays na-eshị Satọde. Malite na ọrụ NYSC ya na 2009, Bucknor bụ onye na-ekwu na redio n'ụtụtụ na Top Radio90.9fm. Ọ bụ naanị ya bụ nwanyị na-ahụ maka redio n'ụtụtụ.

O meriri ma a họpụtara ya maka ọtụtụ onyinye nsọpụrụ gụnyere Future Awards, ELOY Awards, Best of Nollywood awards na ndị ọzọ.

Egwu[dezie | dezie ebe o si]

Bucknor bụ onye na-ede ma na-eti egwu na onye nwere otu record egwu ('Pop Rock Soul and Jara').

Ejirila abụ ya abụọ dịka egwu ihe nkiri bụ "Ireti" ma ọ nwere olile anya na a ga-eji ndị ọzọ maka ọrụ igwe onyonyo na ihe nkiri, ma ndị ọzọ na-eti egwu.

Bucknor dere, bụrụ abụ, dekọọ ma gụọ egwu dịka CON.tra.diction.

Dị ka onye na-ede egwu ma na-eti egwu, ya na ọtụtụ ndị egwu rụkọrọ ọrụ gunyere Skales, Rooftop MCs na Eva, ma ndị na-emepụta egwu dị ka Sess, Tintin, Coldflames, Dj Klem, Knighthouse, Micworx na Cobhams.

Ndụ ya niime[dezie | dezie ebe o si]

Tosyn lụrụ enyi ya nwoke si France bụ Aurélien Boyer na 15 nke ọnwa Novemba , 2015 na Landmark Events Center, Oniru. Ya na Lamide Akintobi na Lala Akindoju bụ ezigbo enyi.[4]

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Di ya, Aurelien Boyer hụrụ Tosyn ebe ọ nwụrụ anwụ mgbe ọ lọtara ọrụ na 19 Nọvemba 2018[5]. Nwanne ya nwanyị, Funke Bucknor Obruthe kwuru site n'akara instagram ya na Tosyn nwụrụ maka nsogbu ọrịa bụ sickle cell nke[6] di ya na-arụ site na mgbe ọ ka bụ nwata.[7]

Telivishọn[dezie | dezie ebe o si]

Bucknor kwadoro 'Tosyns Buzz Live' na Pulse TV na Fraịde ọ bụla. Ihe ọrụ nkiri ya gụnyere:

  • Co-host 3Live Chicks (a TV and YouTube show)
  • Television Correspondent for EbonyLife Television
  • Guest judge on Naija Sings Season 1
  • Guest judge on Project Fame West Africa Season 5
  • Judge on Boost Freestyle Reality Show Season 2
  • Mentor on Project Fame West Africa Season 2
  • Mentor on Project Fame West Africa Season 5
  • Judge on God's Kids Great Talent, City Of David, Redeemed Christian Church of God. 2012
  • Judge on Greensprings Pastoral Centre Talent Show (PC's Got Talent), Greensprings School, Lekki. 2012
  • Plays "Osa" on TINSEL, an MNET soap opera
  • Plays 'Jola' on 'Plus 234', a television drama series.

Nsọpụrụ ederede[dezie | dezie ebe o si]

Bucknor nyere aka na ọtụtụ weebụsaịtị, tinyere blọọgụ nke ya, ma dee maka telivishọn.

Ihe odide ya gụnyere:

  • Series writer, '5ve' television series
  • Series writer, 'Apprentice Africa'
  • Series writer, 'Xtraconnect Gameshow'
  • Columnist for the Guardian on Sundays for the column, 'Strictly for the Young'
  • Columnist for Wedding Planner Magazine
  • Columnist for Exquisite Magazine
  • Series writer and Content Producer, 'Nigeria's Got Talent' Season 1
  • Columnist for www.thenetng.net (tosyns ten 10s)
  • Series contributor, "My Mum and I"
  • Series contributor, "Citi Sistas"
  • Series contributor, "About to Wed"
  • Writer Amstel Malta Box Office (seasons 2 to 5) and Voice Over narrator for Season 5
  • Website writer for Gulder Ultimate Search Season 3

Ekele ndi ozo gunyere[dezie | dezie ebe o si]

  • Performed at Naijazz, Laff and Jamz, Swe Hip hop Valentine, Muson Jazz Festival, Trip City and Friends, My Groovy Valentine, Wax Lyrical, Inspiration Fm Family Festival, Fashion Show at Rehab, One Soul's Album Launch, Music For Soul at Ember Creek, Koffi's Green Zone at Unilag, ONE MIC NAIJA August edition (Aug 28th)
  • Worked with artists and producers like the Rooftop MCs, Plumbline, Tintin, Ese Peters, Tee-Y Mix, Cobhams, Dj Klem, Coldflames, Eva, Sista Soul
  • Contributed a verse to the voter's awareness song organised by '1 Thumb'- CON.tra.diction did a cameo of ‘Sorry Song’ on Plumbline's video "Dead Presidents"
  • Featured on Micworx Music E-mixes mixtape alongside Darey, Asa, Goldie and others

Nsọpụrụ na onyinye[dezie | dezie ebe o si]

  • Nhọpụta, Women in Media Awards 2009
  • Nhọpụta, Exquisite Lady of the Year Award 2009, 2010, 2011
  • Nhọpụta Future Awards, Best Use of Goodwill 2009
  • Nhọpụta , Dynamix Awards, Radio Personality of the Year 2009, 2011
  • Nhọpụta , Future Awards, On Air Personality of the Year, Radio 2010
  • Nhọpụta , FAB Awards, On Air Personality, Radio 2011,2012
  • Nhọpụta , Dynamix Awards Best Radio Personality 2011
  • Nhọpụta , OAP of the Year, SCREAM Awards 2016
  • Nhọpụta , Most Fashionable On Air Personality, Lagos Fashion Awards 2016
  • Onye mmeri, Best of Nollywood Awards, Radio Host of the Year
  • Onye mmeri, Tweet Rave Awards, Most Innovative Tweets
  • Onye mmeri, Jeans 4 Genes II, Best charity/cause related event at Nigerian Events Award
  • Onye mmeri, Nigerian Broadcasters Awards: Most Popular Radio Presenter
  • Nhọpụta, Tosyn was nominated at the NMVA Awards 2010 in the Best Rock Video category
  • Tosyn banyere na-otu ndi Humanitarian Hall of Fame by Charity Lounge, Lagos for her 'Act of Kindness' 2012

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. "11 Things We Are Almost Certain You Didn't Know About OAP, Tosyn Bucknor | Zikoko!", Zikoko!, 2015-09-06. (in en-US)
  2. Tayo, Ayomide O.. "Tosyn Bucknor: "I was born in a taxi" reveals OAP". (in en-US)
  3. Odunayo, Adams. "I Was Born In A Taxi - Top Radio Girl, Tosyn Bucknor Reveals", Naij.com - Nigeria news.. (in en-US)
  4. Lamide Akintobi, Lala Akindoju and Tosyn Bucknor celebrate friendship with Bland2Glam’s Holiday Collection. Retrieved on 20 November 2018.
  5. Farouk, Mohammed. "OAP Tosyn Bucknor Dies at Age 37", OkayNG.com.. (in en-US)
  6. "Tosyn Bucknor died due to sickle cell complications" - Funke Bucknor", Pulse Nigeria, 20 November 2018. Retrieved on 21 November 2018.
  7. Akunwake Akinyiade. "Tosyn Bucknor Died Of Sickle Cell Complications", The Guardian, November 20, 2018.