Toyin Adegbola
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Disemba 1961 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Osun |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
Toyin Adegbola audio nke a maara nke ọma dị kà Toyin Asewo to re mecca (amụrụ na 28 Disemba n'afọ 1961) bụ nwanyi bụ nwa afọ Naijiria na-eme ihe nkiri, onye na-emepụta ihe na onye nduzi.[1][2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Toyin malitere ọrụ ime ihe nkiri ya n'afo 1984 na ihe nkiri asụsụ Yoruba nke Nollywood .[3] Ọ bụ onye otu bọọdụ nke Osun State Arts na Culture Council.[4] Ọ bụ ihu a ma ama na ngalaba Nollywood.
Ndụ onwe ya
[dezie | dezie ebe o si]Adegbola lụrụ onye nta akụkọ Maazị Anthony Kolawole Adegbola onye mechara nwụọ. Ọ zutere di ya nwụrụ anwụ mgbe ọ na-arụ ọrụ na Ụlọ Onyonyo Ibadan. N'oge ahụ, Maazị Adegbola na-arụ ọrụ na NTA Lagos.[5] Adegbola nwere ụmụ abụọ, nwa nwanyị, na nwa nwoke; ha abụọ bi na Dublin, Ireland. O nwekwara ụmụ ụmụ abụọ.[6][7] Na Satọdee, 5 Machị n'afọ 2016, Eze Ukwu Alayeluwa Oba Isaac Adetoyi Adetuluese Olokose 11 nyere ya utu aha onye isi dị ka Yeye Meso nke Oke-Irun, Steeti Osun.[8]
Ihe nkiri ya ndị a họpụtara
[dezie | dezie ebe o si]- Asewo to re Mecca (1992)
- Ayitale (2013)
Onyinye
[dezie | dezie ebe o si]Ihe Onyinyé maka Professional Excellence site na Symbol of Hope Foundation site na arụmọrụ ya na Asewo To Re Mecca . [1]
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Slickson. Toyin Adegbola Birthday: 4 facts about Popular Yoruba actress. slickson.com.
- ↑ How police detained me for 10 days –Toyin Adegbola. The Punch News. Retrieved on 9 June 2015.
- ↑ "KSA, K1, others to perform at Toyin Adegbola's 30 years on stage", The Nation. Retrieved on 30 July 2015.
- ↑ Actress Toyin Adegbola Gets Governmental Position in Osun. Information Nigeria (23 August 2013). Retrieved on 9 June 2015.
- ↑ Read the Full Biography of Toyin Adegbola Asewo to Re Mecca (31 October 2016). Archived from the original on 28 October 2022. Retrieved on 28 October 2022.
- ↑ Bodunrin (14 September 2015). Meet Toyin Adegbola's Daughter Who Is Her Replica. NAIJ. Retrieved on 17 October 2016.
- ↑ Bankole (8 July 2016). Nollywood actress, Toyin Adegbola meets grandchild for the first time. The Net. Retrieved on 17 October 2016.
- ↑ was on Saturday 5 March 2016, installed as Yeye Meso of Oke-Irun, State of Osun, by HRM Alayeluwa Oba Isaac Adetoyi Adetuluese Olokose 11