True Singapore Ghost Stories

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

True Singapore Ghost Stories
ọrụ edemede
ahaTrue Singapore Ghost Stories Dezie
ụdịghost story Dezie
Odee akwụkwọRussell Lee Dezie
mba osiSingapore Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta1989 Dezie

Almost Complete Collection of True Singapore Ghost Stories (nke a na-akpọkwa True Singapore Ghost Stories ma ọ bụ TSGS) bụ akwụkwọ kachasị ere ahịa na Singapore. Nke e rere ihe karịrị nde 1.5 n'ime ya, usoro ahụ abulura aha a ma ama kemgbe ọ malitere na 1989.[1] Russell Lee, onye edemede Singapore, na-achịkọta akụkọ, akụkọ na ajụjụ ọnụ banyere ikike karịrị nke mmadụ. Akwụkwọ a dị mfe ma na-atọ ụtọ, akwụkwọ ọ bụla, nke nwere ihe dịka akụkọ iri atọ, masịrị ụmụaka na ndị okenye. E wepụtara akwụkwọ kachasị ọhụrụ (akwụkwọ nke iri abụọ na isii) n'usoro ahụ na 2020.[2]

Ọtụtụ akụkọ ndị a were ọnọdụ na Asia mana ụfọdụ mere na mba ụwa ọzọ. Lee gụnyekwara isiokwu banyere ihe karịrị ike mmadụ, na-egosi nyocha zuru ezu n'ime anwansi, amoosu, ndị vampire na isi okwu ndị ọzọ yiri ya. A na-ere akwụkwọ ndị ahụ na Singapore, Malaysia, Indonesia na mba ụfọdụ gbara ya gburugburu.[3]

Russell Lee dere usoro ahụ. Ihe ọ na-ede banyere ikike karịrị nke mmadụ kemgbe afọ 1989.[4]

Awụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Akwụkwọ dị na okpuru bu ndị e bipụtara n'usoro:

The Complete List
S/N Book Year Published
1 True Singapore Ghost Stories Book 1 1989
2 True Singapore Ghost Stories Book 2 1992
3 True Singapore Ghost Stories Book 3 1994
4 True Singapore Ghost Stories Book 4 1994
5 True Singapore Ghost Stories Book 5 1995
6 True Singapore Ghost Stories Book 6 1995
7 True Singapore Ghost Stories Book 7 1995
8 True Singapore Ghost Stories Book 8 1996
9 True Singapore Ghost Stories Book 9 1997
10 True Singapore Ghost Stories Book 10 1999
11 True Singapore Ghost Stories Book 11 2003
12 True Singapore Ghost Stories Book 12 2004
13 True Singapore Ghost Stories Book 13 2005
14 True Singapore Ghost Stories Book 14 2006
15 True Singapore Ghost Stories Book 15 2006
16 True Singapore Ghost Stories Book 16 2007
17 True Singapore Ghost Stories Book 17 2007
18 True Singapore Ghost Stories Book 18 2008
19 True Singapore Ghost Stories Book 19 2009
20 True Singapore Ghost Stories Book 20 2010
21 True Singapore Ghost Stories Book 21 2011
22 True Singapore Ghost Stories Book 22 2012
23 True Singapore Ghost Stories Book 23 2013
24 True Singapore Ghost Stories 25th Year Special Edition 2014
25 True Singapore Ghost Stories Book 24 2015
26 True Singapore Ghost Stories Book 25 2017
27 True Singapore Ghost Stories Book 26 2020

Ihe onyonyo telivisiọn[dezie | dezie ebe o si]

Usoro TV di iri na atọ, True Singapore Ghost Stories, ndi I-Media Entertainment mepụtara.[5]

Njikọ aka USS[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2015, Russell Lee na kwa Universal Studios Singapore jikọrọ aka were meputa Halloween Horror Noights na Resorts World Sentosa. E ji akụkọ na ihe odide sitere n'usoro akwụkwọ ahụ mee ihe omume were otu onwa. Ọ dị ka ịnwale True Singapore Ghost Stories na ntụgharị Hollywood.[6]

nnabata[dezie | dezie ebe o si]

Singapore Book of Records kwuru si na True Singapore Ghost Stories bụ ihe nkiri a kachasị ere site n'aka otu ndị edemede mere ya, na usoro akwụkwọ obodo kacha ree ahịa mgbe niile, na Singapur.[7]

The Straits Times kwuru na True Singapore Ghost Stories nke Russell Lee abụrụla isi ihe na ndepụta ndị na-ere ahịa Singapore kemgbe ha kụrụ shelves na 1989. Ihe onwunwe ahụ bara ọgaranya nke ukwuu ... Naanị ịchọrọ ịgụ na ya." Ebe South China Morning Post kwuru na "Russell Lee bụ onye edemede kachasị ewu ewu na Singapore site na ogologo oge.  Akwukwo ya doro anya, utu aha ya dịkwa nhịahụ." The Star na-akọ na "Ezigbo Singapore Ghost Story Book 1 bụ onye na-ere ahịa oge niile nke Singaporer[8]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. True S'pore Ghost Stories sold at S$9.90 per book for past 33 years (en-US). The News Singapore (2022-07-01). Retrieved on 2022-07-20.
  2. True S'pore Ghost Stories sold at S$9.90 per book for past 33 years (en). mothership.sg. Retrieved on 2022-07-20.
  3. What Ever Happened to Russell Lee, the Mysterious Author of 'True Singapore Ghost Stories'? (en). www.vice.com. Retrieved on 2022-07-20.
  4. Ho (2021). Unsung S'pore icons: Home-grown horror tales spook a new generation. The Straits Times. Retrieved on 7 July 2022.
  5. Fear factor. The Straits Times.
  6. Sile (2015-10-29). This is horror, Singapore-style (en). CNBC. Retrieved on 2022-07-20.
  7. Best Selling Local Series By A Team Of Writers. Singapore Book of Records.
  8. Flame Of The Forest - Books by Russell Lee. www.flameoftheforest.com. Retrieved on 2022-07-20.