Ude Odilora

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ude Odilora
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie

Udekwesiri Odilora bụ onye edemede Akwụkwọ. Ọ bụ onye Naijiria na onye nkuzi ụlọ akwụkwọ sekọndrị. [1][2][3][4] ọ bụ onye dere Oka Aku Eri, nke a na-ewere dị ka otu n'ime akwụkwọ akụkọ kachasị mma na Akwụkwọ Igbo.

Ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Odilora na Umunachi na Dunukofia dị n'ime Anambra steeti. Ọ gụrụ asụsụ French na Mahadum Naijiria, Nsukka.

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nwachukwu-Agbada (5 March 2017). Nigerian written literature since 1914 – Part 1. The Guardian. Retrieved on 24 April 2022.
  2. Abanobi (4 August 2018). F.C. Ogbalu: Father of Igbo language, literature. The Sun. Retrieved on 24 April 2022.
  3. Gikandi (2002). Encyclopedia of African Literature, first, Routledge. ISBN 9780203361269. 
  4. Akolisa (15 January 2021). Igbo Literature: Omenuko, Ije Odumodu, Mbediogu na akwụkwọ Igbo ndị ọzọ ị gaghị echefu echefu maka mwelite ha welitere asụsụ Igbo (ig). BBC Igbo. Retrieved on 22 April 2022.