Udo nke Nnụnụ Na-abụ Abụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Silence of the Songbirds ( ISBN 978-0-8027-1609-5), bụ akwụkwọ nke onye hụrụ nnụnụ n'anya na onye ọkà mmụta sayensị bụ Bridget Stutchbury dere banyere mbelata ngwa ngwa na ọnwụ nke ọtụtụ ụdị Nnụnụ na-abụ abụ.  Ụfọdụ nnukwu egwu ndị a na-etinye na-agụnye ọgwụ ahụhụ, kọfị a na-akụ n'anwụ, ọkụ ọbọdọ, nnụnụ ehi, na okpomọkụ ụwa. HarperCollins bipụtara akwụkwọ ahụ na afọ 2007, ma nwee peeji 243.


Kirkus Reviews bipụtara nyocha nke akwụkwọ ahụ na June 1, n'afọ 2007, ma jiri ya tụnyere Silent Spring nke Rachel Carson. Stutchbury na-akọwa njikọ dị n'etiti mgbukpọ ọhịa Latin America na ọnwụ nri ma ka nnụnụ na-agagharị agagharị, na mmetụta nke nnukwu ọgwụ ahụhụ. Otú ọ dị, mgbukpọ ọhịa dị obere ma ka kọfị na-eto eto. Ọ na-ekwu ma ka egwu ndị ọzọ na-eyi nnụnụ abụ egwu: mmetọ ọkụ, ụlọ dị elu, na ugbo ifufe. N'agbanyeghị ọnụ ọgụgụ na-ebelata nke nnụnụ na-abụ abụ n'ime iri afọ ndị na-adịbeghị an ya, ọ na-enye ndụmọdụ ma ka ndụ ha.

Mgbasa ozi[dezie | dezie ebe o si]

Mgbasa ozi[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]