Ugo Mozie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ugo Mozie
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereUgo Dezie
aha ezinụlọ yaMozie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Novemba 1991 Dezie
Ọrụ ọ na-arụwardrobe stylist, onye mmebe ejiji Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Ugo Mozie bụ onye isi nke mmepụta ejiji nke Naijiria. N'afọ 2009, mgbe ọ dị afọ iri na asatọ,ka ọ gosiputarakwara otu ụdị mmepụta ya.[1]

Ndị ahịa Mozie gụnyere Justin Bieber, Celine Dion, Travis Scott, Beyonce, na J. Balvin . N'afọ 2014, a họpụtara Ugo ka ọ bụrụ onye nduzi US PR na onye nrụpụta Vivienne Westwood .

Mozie bi ugbu a na Los Angeles, ma na-arụ ọrụ iji zụlite ụlọ ọrụ ejiji na Africa. Ọrụ ya kachasị ọhụrụ, Mosaic Perfume, bụ mmanụ na-esi ísì ụtọ nke North na West Africa nke na-ezube ịkọwapụta ngalaba ahụ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Brown. Q&A: Nigerian Born Ugo Mozie Makes It As America’s Hottest Stylists. The Moguldom Nation. Jamarlin Martin. Retrieved on May 20, 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]