Ugo Oha
Ọdịdị
Ugo Oha
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Ugo |
| Aha ezinụlọ ya | Oha |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Julaị 1982 |
| Ebe ọmụmụ | Dayton |
| Asụsụ obodo | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | center |
| Ebe agụmakwụkwọ | George Washington University |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | TTT Riga, George Washington Revolutionaries women's basketball |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| So na | 2004 Summer Olympics, 2006 FIBA World Championship for Women, 2005 FIBA Africa Championship for Women, 2007 FIBA Africa Championship for Women |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | NCAA Division I women's basketball |
Ugochukwu Henrietta Oha (amụrụ na Julai 18, 1992 na Houston, Texas)[1] bụ onye Naijiria nke Amerika na-agba egwuregwu basketbọọlụ . Ọ zọrọ mpi na Olympik nke 2004 ya na otu egwuregwu basketbọọlụ ụmụnwaanyị nke Naijiria ma gụụ akwụkwọ na Mahadum George Washington.[2] Oha gara ụlọ akwụkwọ nke Alief Hastings High na Houston.[3]
George Washington statistics[4]
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Otu | GP | Ihe | NG% | 3P% | FT% | RPG | APG | SPG | BPG | PPG |
|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
| 2000-01 | George Washington | 32 | 293 | 45.5 | - | 61.1 | 4.9 | 0.8 | 0.4 | 2.4 | 9.2 |
| 2001-02 | George Washington | 30 | 392 | 44.5 | - | 64.3 | 6.8 | 0.9 | 0.8 | 2.9 | 13.1 |
| 2002-03 | George Washington | 32 | 499 | 51.3 | 25.0 | 64.1 | 6.6 | 1.2 | 0.8 | 2.9 | 15.6 |
| 2003-04 | George Washington | 30 | 414 | 49.1 | - | 70.1 | 7.1 | 0.8 | 0.8 | 3.3 | 13.8 |
| Career | George Washington | 124 | 1598 | 47.9 | 14.3 | 65.0 | 6.3 | 0.9 | 0.7 | 2.9 | 12.9 |
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Prospect- Ugo Oha.
- ↑ Evans, Hilary; Gjerde, Arild; Heijmans, Jeroen; Mallon, Bill; et al. "Ugo Oha". Olympics at Sports-Reference.com. Sports Reference LLC. Archived from the original on 2020-04-18.
- ↑ "Ugo Oha Bio", George Washington University. (in en)
- ↑ "NCAA® Career Statistics". web1.ncaa.org. Retrieved 2016-05-24.