Ugochi Opara
Ọdịdị
Ugochi Opara
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Ugochi Opara |
aha gọọmenti | Ugochi Opara |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Mee 1976 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Ugochi Opara Audio (amụrụ n’abalị iri abụọ na asaa n’ọnwa Mee afọ 1976) bụ onye ọgba bọọlụ Naijiria gbara bọọlụ dịka onye na- eche nche n’egwuregwu ụmụnwaanyị Naịjirịa Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu na 1995 FIFA Women's World Cup na 2003 FIFA World Cup . [1]