Uzamat Akinbile Yussuf

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uzamat Akinbile Yussuf
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1976 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Uzamat Akinbile Yussuf onye amaakwara dị ka Uzamat Folashayo Akinbile Yussuf (amụrụ n'afọ 1976), [1] Ọ bụ onye na-ere ọgwụ, onye na akwado ntorobịa, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye enyemaka obi ebere. [2] Ọ bụ onye kọmishọna ugbu a maka Ministrị nke Njem Nleghari Anya Legọs Steeti, agbanwere Pọtụfoliyo ya site na Ministrị Ihe Gbasara Ụlọ Legos ma tinye ya na Ministrị Njem Nleghari Anya nke Legọs Steeti. [3] [4]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị Ansar-ud-deen, Ile ife n'ihe dịka afọ 1980 ruo 1986. Ka e mesịrị, a nabatara ya na Ụlọ Akwụkwọ Ụtọ Asụsụ Nke Ụbọchị Asaa, Ile Ife site n'afọ 1987 ruo n'afọ 1992. A nabatara ya na Mahadum Legọs, ebe ọ noo gụchaa akwụkwọ n'afọ 2006. [2] Ọ bụ onye otu Nzukọ Ụmụ Nwanyị Na-ere Ọgwụ N'obodo(ALPS), Nzukọ Ndị Ọrụ Na-elekọta Mmadụ nke Mba Naijiria (NASOW) na Nzukọ Ndị Na-ere Ọgwụ na Naijiria. [3] O bipụtara akwụkwọ akpọrọ Oku Ọrụ [5]

Ndụ nkeonwe[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụọla di ma jirikwa ụmụ. [2]

Leekwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ministri gọọmentị Legọs steeti .

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

Nweta Mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ogunleye (2019-06-17). LAGOS Commissioner, Pharm AKINBILE-YUSSUF, Celebrates 45th Birthday In Style (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2020-11-11.
  2. 2.0 2.1 2.2 HON. MRS UZAMAT AKINBILE YUSSUF-HONOURABLE COMMISSIONER (en-US). Ministry Of Wealth Creation And Employment – Lagos State Government. Retrieved on 2020-11-11.
  3. 3.0 3.1 Lagos State reshuffles cabinet, appoints Akinbile-Yusuf tourism commissioner (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-01-18). Retrieved on 2020-11-11.
  4. Akomolafe (2019-06-18). Nigeria: Ex-Lagos Commissioner Marks Birthday With Book Launch On Stewardship (en). allAfrica.com. Retrieved on 2020-11-11.
  5. Ex-Lagos commissioner launches book on stewardship (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2019-06-22). Retrieved on 2020-11-11.