Uzoma Dozie
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Dozie |
aha gọọmenti | uzoma dozie |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Novemba 1969 |
Ebe ọmụmụ | London |
Dị/nwunye | Adesua Dozie |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | economist, onye ọrụ ụlọ akụ |
ụdị ọrụ ya | economics of banking |
Ọkwá o ji | chief executive officer |
Ebe obibi | Obodoézè Nà Ofú |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2005 |
affiliation string | Diamond Bank Plc |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2018, World Economic Forum Annual Meeting 2019 |
Uzoma Dozie (a muru na Nọvemba 2, 1969) bu onye ọrụ ụlọakụ, onye na-etinye ego na teknụzụ na onye na-akwado nsonye ntinye ego. Ọ bụ onye isi na onye guzobere Sparkle, [1] otu teknụzụ ego na ndụ na gburugburu. Dị ka onye na-akwado teknụzụ, Uzoma nwere ọchịchọ obi maka ijikọ ndị mmadụ na azụmaahịaga nakwa usoro teknụụzụ iji kwalite azụmahịa ego ha na ihe ndị ọzọ gbasara ndụ ha. [2] Tupu ọ malite Sparkle na 2019, ọ bụbu GMD na CEO nke Diamond Bank site na 2014 [3] wee mejuputa njikọta [4] ya na Access Bank Plc na 2018. Oge ọ nọ na Diamond Bank, Uzoma rụkwara ọrụ dị ka Onye ntụzi aka dị elu nke Corporate Banking and Onye ntụzi aka dị elu nke Regional Business Lagos & West Regions.
Mmalite Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ, Uzoma na London, United Kingdom nye Pascal Dozie, onye chọpụtara Diamond Bank . [5]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'oge na-esote mgbe ọ nọ na ngalaba ụlọ akụ nke Naijiria, Uzoma Dozie weputara Sparkle, usoro izizi nke mobile-first [6] nke gbadoro ụkwụ na ngalaba ahịa nregharị nke Naijiria [7] ma ga-eleba anya etu ndị ahịa nregharị si emezu ebumnobi ha na etu ha si atụ azụmahịa ha. N'ịgbakwunyere akpa ndebe ego current na savings, ohere a na-enye nchepụta inyere ndụ ọhụụ dị ka inventory management, invoicing statements, foreign exchange services na otu POS mobile function. [8]
Ọ na-etinyekwa ego n'ọtụtụ teknụụzụ Naịjiria na-ebido ebido. A makwaara ya maka itinye ego n'ọtụtụ teknụzụ Naijiria ka na-ebido ebido site n'angel fund, Black Knights ya. [9]
Ndụ Ilo
[dezie | dezie ebe o si]Uzoma sokwa na Board of Women's World Banking [10] ma na-ekwukwa okwu mgbe nile na ogbako na mmemme na gburugburu ụwa, n'ihe gbasara ntinye ego, teknụzụ na etu teknụzụ nwere ike isi gbakọọ. [11]
Ọ bụkwa onye nkwuchite a ma ama maka igosi ndị isi teknụzụ ka na-amalite amalite ma o guzobela ihe ngosi TV dị n'ịntanetị a kpọrọ Tech Turks [12] ọtụtụ afọ, ebe ọ na-akpa maka ihe ịma aka na ohere iwube azụmahịa teknụụzụ na Naịjiria, ya na ụfọdụ na ndị isi ọrụ onwe e nwere na Naịjiria.
Ọ malitekwara TechFest na 2018 [13] na-achịkọta ndị isi na ngalaba teknụụzụ na azụmahịa dị na Naijiria.
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Home. www.sparkle.ng. Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ Dozie: Most Nigerians Are Unbanked (en-US). THISDAYLIVE (2019-08-01). Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ Diamond Bank appoints Uzoma as CEO (en-US). Vanguard News (2014-10-24). Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ Uzoma Dozie: Access Bank's merger with Diamond Bank is not a sign of our failure but success (en-US). CNBC Africa (2019-01-22). Archived from the original on 2019-08-28. Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ Executive Profile Pascal G. Dozie Co-Founder, Partner, and Non-Executive Partner, African Capital Alliance. bloomberg.
- ↑ Nsehe. After Running One Of Nigeria's Largest Banks, Uzoma Dozie Launches Sparkle, A Mobile-First Platform (en). Forbes. Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ After finalising Diamond Bank acquisition, Uzoma Dozie floats a new firm, Sparkle, to help reduce operational risks of small businesses in Nigeria (en-US). www.pulse.ng (2019-08-01). Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ Dozie launches Sparkle to provide financial & lifestyle services to retail sector. businessday.ng. Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ Black Knights - Coming Soon.... www.black-knights.net. Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ Uzoma Dozie (en-US). Women's World Banking. Archived from the original on 2019-08-28. Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ Nigeria's Fintech regulation plans (en-US). CNBC Africa (2019-05-02). Archived from the original on 2019-08-28. Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ Tech Turks (en-GB). Archived from the original on 2019-08-28. Retrieved on 2019-08-30.
- ↑ TECHFEST storms Lagos in May, to assemble experts (en-US). Daily Post Nigeria (2018-05-04). Retrieved on 2019-08-30.