Vera Okolo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Vera |
aha ezinụlọ ya | Okolo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Jenụwarị 1985 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria women's national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2004 Summer Olympics |
Vera Okolo Audio (mụrụ 5 Jenụwari n'afọ1985) bụ nwaafọ Nigeria na-agbara otu egwuregwu bọọlụ nke ụmụ nwanyị Naịjirịa bọọlụ. Ọ gbara bọọlụ Delta Queens n'asọmpị iko ụmụ nwanyị Naịjirịa. [1]
Ọrụ egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]Mba Ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye nchịkwa Isamaila Mabo tinyere Okolo maka ndị otu egwuregwu 2004 asọmpi ahụ. Ka emechara egwuregwu ahụ, a họpụtara ya ịbụ onye egwuregwu bọọlụ nke ụmụnwaanyị n'Afrịka mana emesịrị nye Perpetua Nkwocha ihe nrite ahụ . [2]
O gwuru egwuregwu na Algiers n'afọ 2007 ,o nyere goolụ mere ha ji merie. Okolo so na ndị otu ekweghị ịlaghachi Algiers rue mgbe a kwụrụ ha ụgwọ. E kwere ha nkwa ego mgbe ha laghachiri Naijiria, mana ahụmịhe gwara ha na a ga-emebi nkwa ndị a. Onye isi otu mechara kwụụ ha $ 1m site n’aka Onye isi ala. [3]
Okolo tinyere aka na esemokwu ya na Njikọ nke Naijiria na-esochi mmerụ ahụ ya n'afọ 2007 mgbe ọ na-egwu maka mba ya. Ọ chọrọ ịwa ahụ na Germany mana esemokwu dịịrị onye ga-akwụ ya. [2]
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Vera Okolo, Sports Reference, Retrieved 2 February 2016
- ↑ 2.0 2.1 Okolo seeks help for injury, Oluwashina Okeleji, December 2007, BBC, Retrieved 2 February 2016
- ↑ Vera Okolo, Vanguardngr.com, Retrieved 2 February 2016
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Vera Okolo – FIFA competition record