Veronica Waceke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Veronica Waceke
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereVeronica, Veronika Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee ihe nkiri, omee Dezie

Veronica Waceke bụ onye Kenya na-eme ihe nkiri.[1][2] O bu ụzọ pụta na ihe nkiri afọ 2015 Fundi-Mentals .[3] Maka arụmọrụ ya na ihe nkiri My Faith, Waceke ritere ihe nrite Best East African Female Actress na Mashariki Film Festival.[4] O gosipụtara Lesedi na Kenya National Theatre nke Walter Sitati's play; Necessary Madness 2 na Deliberate Contempt n'afọ 2019.[5][6] A họpụtara Waceke maka 2014 Africa Magic Viewers' Choice Award for the Best Actress in a television drama series 'Higher Learning'.[7][8]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Onye na-akwado ihe nkiri kachasị mma - Riverwood Awards[9]

Best Actress - Mashariki Film Festival Awards afọ 2015[10]

Nhọrọ ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • The Captain of Nakara (2012)
  • Fundi-Mentals (2015)

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Citizen TV’s ‘Mother-In-Law’ & ‘Machachari’ Actress Suffering From Cancer Gets Help. Ghafla! (28 November 2013). Retrieved on 20 October 2019.
  2. Kwach (2018). Top 5 Kenyan Actors: Talented Kenyans in Front of the Camera. Tuko. Retrieved on 20 October 2019.
  3. Gitau (17 February 2015). Kenya: Glamour As Sex-Comedy Film 'Fundi-Mentals' Premieres. AllAfrica.com. Retrieved on 20 October 2019.
  4. Rwandans scoop awards at Mashariki festival. The New Times (Rwanda) (16 March 2015). Retrieved on 20 October 2019.
  5. THEATRE REVIEW: ‘Deliberate Contempt’ by Hearts of Art. Daily Nation (19 April 2019). Retrieved on 20 October 2019.
  6. Margaretta Wa Gacheru (18 April 2019). ‘Necessary Madness’ sequel as good as original performance - VIDEO. Business Daily Africa. Retrieved on 20 October 2019.
  7. AfricaMagic awards nominees out. The Herald (Zimbabwe) (18 December 2013). Retrieved on 20 October 2019.
  8. Odeke (15 December 2013). Uganda not in Africa Magic Viewers' Choice Awards. New Vision. Retrieved on 20 October 2019.
  9. Here's The Full List Of Winners In The Riverwood Awards 2018 (en-US). KenyanVibe (2018-09-18). Retrieved on 2020-10-22.
  10. ArtMattersInfo (2015-03-15). Rwanda’s Mashariki African Film Festival Announces Winners (en-US). ArtMatters.Info. Retrieved on 2020-10-22.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]