Victoria Nkong

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Victoria Nkong
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereVictoria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọPan-Atlantic University, University of Calabar Dezie
ogo mmụtabachelor's degree Dezie
Ebe obibiLagos Dezie

Victoria Nkong bụ onye ndụmọdụ ntụrụndụ n'ọtụtụ asụsụ Naijiria na onye na- emepụta ihe omume. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ekwuputa okwu n'asụsụ abụọ, nakwa onye na-emepụta ihe maka Kora Awards, Headies Awards, o nyekwara aka chọta ụlọọrụ ebere akpọrọ Life Fountain Orphanage Home . Victoria bụ onye isi nke mmepụta nke Cruise & Chills ụgbọ mmiri ịkparịta ụka n'ụgbọ mmiri maka ndị na-azu ahịa, ndị a ma-ama nakwa ndi ụlọọrụ mgbasa ozi: Ọ bụkwa ya na-ahazi ma na-achikọba ememe Slum Invasion, omume ebere a na-eme kwa afọ. Na 2017, Victoria pụtara na "Women Rock Project". [1]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Nkong na ezinụlọ ndị gụrụ akwụkwọ . Nkong nwetara akara ugo mmụta mbụ ya na asụsụ ọgbara ọhụrụ site na mahadum Calabar dị na ndịda Naijiria wee mụọ nzikọrịta ozi azụmahịa na mahadum Cape Town na South Africa . Ọ gụkwara Entrepreneurial Management na Lagos Business School WomenX [2]

Nkong rna KORA ụkọrọ ọrụ na All Africa Music Awards dị ka onye nkwuputa okwu n'asụsụ abụọ, o jere ozi dị ka PA nye onye isi oche KORA wee bụrụ onye nrụpụta ihe ngosi. [3] na 2012. N'agbata afọ 2011 ruo 2014 ọ haziri mmemme mba ụwa dị ka ememe arọ iri ise (50th Anniversary) nke African Music ya na Akon, Vlisco Annual fashion show, MTN Yellow Summer na Benin Republic, International African Athletics Competition 2012. [4]

Nkong nyere aka iguzobe ụlọọrụ ebere na Life Fountain Orphanage Home . [2]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Victoria Nkong - Entertainment Consultant/Producer, Philanthropist (en-US). Women Rock Project (2016-09-26). Retrieved on 2020-08-27.
  2. 2.0 2.1 Women of Rubies. IT HAD ALWAYS BEEN MY DREAM TO START UP A CHARITY AT 25YRS OLD AND GOD MADE THIS POSSIBLE. Women of Rubies. Archived from the original on 13 October 2016. Retrieved on 16 July 2016.
  3. Daniel Anazia. A Walk From KORA To Qtaby Events. Guardian. Retrieved on 16 July 2016.
  4. We Help Creative People Turn their Passion to Profession. Thisday. Retrieved on 18 July 2016.