Vida Bruce
Ọdịdị
Vida Bruce
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ghana |
| Obodo maka egwuregwu | Ghana |
| Aha enyere | Vida |
| Aha ezinụlọ ya | Bruce |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Medal record | ||
|---|---|---|
| Women's athletics | ||
| Representing Templeeti:GHA | ||
| African Championships | ||
| 2002 Radès | 4 × 100 metres relay | |
Vida Bruce bụ onye na-agba ọsọ na Ghana lara ezumike nká.
O ritere ọla nchara na 4 × 100 mita relay na na afọ 2002 African Championships, ma sọkwara mpi na 100 mita na 200 mita n'otu ihe omume ahụ n'erughị nke ikpeazụ.[1][2] N'oge asọmpi nke abụọ nke TrafieCall na afọ 2002, Vida gara n'enweghị ihe ịma aka na 100 na 200 mita ma setịpụ ndekọ ọhụrụ nke 12.09 sekọnd, na-eti ihe ndekọ ya gara aga nke 12.14 sekọnd.[3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Africathle.com
- ↑ "Ghana makes amends in Tunis", Modern Ghana, 16 August 2002.
- ↑ Abrokwah-Djampem. "Second TrafieCall competition ends", Junior Graphic, September 11–17, 2002.