Gaa na ọdịnaya

Vincent Desmond

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Vincent Desmond
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereVincent Dezie
Aha ezinụlọ yaDesmond Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Septemba 1999 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ntaakụkọ, odee akwụkwọ, Onye na-akwado ikike LGTI Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)2017 Dezie
Ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
Ọmụma Mmekọahụgay Dezie
Ndị mbipụtaA Nasty Boy Dezie
Ahọpụtara makaThe Future Awards Africa Prize for Journalism Dezie
Webụsaịtịhttps://www.desmondvincent.me/ Dezie
Nnọchiaha nkeonweL485 Dezie
Vincent Desmond bụ onye na-akwado LGBTQ na Lagos, na onye edemede.[1] Ọ bụkwa onye isi nchịkọta akụkọ na onye na-ebipụta magazin ejiji A Nasty Boy, nke Richard Akuson, onye nta akụkọ na onye ọka iwu Naijiria hiwere n'onwa Febụwarị afọ 2017.[2][3][4]

Desmond edeela ihe mbipụta na magazin n'ịntanetị.[5] Ọ bụbu onye edemede na BellaNaija na onye nchịkọta akụkọ na Zikoko, akwụkwọ omenala ndị ntorobịa na Naịjirịa.

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Desmond bụ onye na-edina nwoke n'ihu ọha.[6]

N'afọ 2020, o kwupụtara echiche ya banyere ịmụ nwa ma gbasara ndụ nne na nna na saịtị blọọgụ ya:

"Obi ojom m na ịmụ ụmụ bụ na echere m na ịmụ ụmụ bụ ihe na-adabaghi Onwe ọdịmma onwe onye n'akụkụ ndị nne na nna n'ihi na ị na-eweta mmadụ dum ma na-amanye ha ibi ndụ ma sonye na ndụ nke ọha mmadụ. Maka gịnịkwa? Ikike ịja mma? N'ihi na ị na-eche na oge eruola.[7]

Ihe nrite

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2021, RED Media Africa depụtara ya n'etiti "Ndị Naịjirịa otu narị na iri ise kachasị amasị na ọdịbendị n'afọ 2019", a họpụtakwara ya maka The Future Awards Africa Prize For Leading Conversation .[8][9]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Vincent Desmond (en). runner. Archived from the original on 2021-09-24. Retrieved on 2021-09-04.
  2. A Nasty Boy Founder Richard Akuson Announces Vincent Desmond as New Editor & Publisher | Exclusive & Interview (en-US). Brittle Paper (2020-01-02). Retrieved on 2021-09-04.
  3. 'A Nasty Boy' Is the Gender-Noncomforming Magazine Turning Nigerian Conservatism On Its Head (en). OkayAfrica (2017-09-14). Retrieved on 2021-09-04.
  4. Wheeler (2017-08-01). 'a nasty boy' magazine is challenging what masculinity means in nigeria (en). i-D. Archived from the original on 2021-09-04. Retrieved on 2021-09-04.
  5. Hidden Gems: Vincent Desmond Isn’t Afraid To Tell The Stories Others Won’t (en-US). MoreBranches (2020-02-13). Retrieved on 2021-09-04.
  6. ‘It is scary’: Fashion writer Vincent Desmond on being queer, out and Nigerian (en-US). Erasing 76 Crimes (2019-10-01). Retrieved on 2021-10-08.
  7. Dace (2020-05-11). "Having kids is a very selfish thing" – Nigerian gay writer, Vincent Desmond (en-US). TobiVibes. Archived from the original on 2021-09-04. Retrieved on 2021-09-04.
  8. Chude Jideonwo's list of the 150 most interesting people in the culture [2019] (en-GB). YNaija (2020-01-01). Retrieved on 2021-09-04.
  9. The Future Awards Africa names 2020 nominees, all under-28 + Full list - (en-US). The Eagle Online (2020-11-08). Retrieved on 2021-10-08.