Viola Shafik

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Viola Shafik
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt, Jémanị Dezie
Aha enyereViola Dezie
aha ezinụlọ yaShafik Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Julaị 1961 Dezie
Ebe ọmụmụSchönaich Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụfilmmaker, onye nhazi ederede, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
onye were ọrụUniversity of Zurich Dezie

Viola Shafik bụ onye Egypt-German na-eme ihe nkiri, onye nhazi, na onye na-eme fim.[1]

Mbido ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Shafik na Schönaich, Baden-Württemberg, Germany nye nna onye Ijipt na nne onye Germany. Ọ gụrụ gbasara ọmụmụ Oriental na ọmụmụ German na Academy of Fine Arts. Ọ natara PhD ya n'afọ 1994. E mechara bipụta akwụkwọ edemede ya, Arab Cinema: History and Cultural Identity n'asụsụ Bekee n'afọ 1998. Ọ biri na New York na 1996 n'ihi onyinye sitere na Rockefeller Humanities Foundation.[2] Shafik akụziwo na Mahadum America dị na Cairo na Mahadụ Zürich .[1] Ọ bụkwa onye ndụmọdụ maka ọzụzụ La Biennale di Venezia, al-Rawi Screenwriters Lab, na Dubai Film Connection. Ọ na-ahazi mmemme ihe nkiri.[3] Shafik abụwo onye ntụgharị maka telivishọn German.[2]

Ugbu a, ọ bụ onye isi ọmụmụ nke MENA (Middle Eastern na North African) Programme Documentary Campus, atụmatụ nke na-elekwasị anya na iduzi na imepụta ihe nkiri na mba Middle East na North Africa.[3][4]

Ihe nkiri ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Isi nke Pomegranates (Das Innere des Granatapfels, 1987)
  • Osisi Lemon (1993)
  • Ịkụ ụmụ agbọghọ (1999)
  • Njem nke Eze Nwanyị (2003)
  • Aha m abụghị Ali (2011)
  • Ọsụsọ nke Mgbanwe (Arij, 2014)

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Arab Cinema: History and Cultural Identity, AUCPress, Cairo, 1998
  • Ihe nkiri Egypt a ma ama: Mmekọahụ, Klas na Mba, AUCPress, 2007

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 VIOLA SHAFIK. Werkstatt Der Kulturen. Werkstatt der Kulturen. Archived from the original on 29 July 2019. Retrieved on 24 December 2015.
  2. 2.0 2.1 Hillauer (2005). Encyclopedia of Arab women filmmakers. Cairo, Egypt: American University in Cairo Press. ISBN 9789774162688. Retrieved on 24 December 2015. 
  3. 3.0 3.1 Rawi Consultants. The Royal Film Commission Jordan. RFC. Archived from the original on 24 September 2015. Retrieved on 27 December 2015.
  4. What is the MENA Programme?. MENA. Archived from the original on 29 July 2019. Retrieved on 27 December 2015.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]