Violet Kajubiri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Violet Kajubiri
BornÀtụ:Birth year and age
RelativesYoweri Museveni

Dr. Violet Kajubiri Froelich (amụrụ n'afọ 1949) bu onye oka iwu Ugandan na nwanne nwanyi nke onye isi ala Uganda Yoweri Museveni na Gen. Salim Saleh . [1][2]

Mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A maghị kpọmkwem ụbọchị a mụrụ ya n'ezie mana a maara afọ ahụ dị ka n'akwụkwọ ya, Sowing the Mustard Seed (Revised edition, Page 3), Onye isi ala Yoweri Museveni kwuru na a mụrụ ya bu Kajubiri na afo 1949. [2] N'afọ iri asaa, ọ nwetara nzere bachelọ na diplọma n'otu oge na Education majoring in biology and chemistry na Mahadum Makerere.Ọ rụrụ ọrụ na Mahadum Makerere dị ka onye enyemaka pụrụ iche na ngalaba nke zoology ma ọ bụ n'oge ahụ ka o nwetara agụmakwụkwọ site na Germany ebe ọ gara Mahadum Hohenheim maka nzere masta na PhD ya na zoology.[1][2]

Ọrụ o ruru na ndu ya[dezie | dezie ebe o si]

O jere ozi dị ka ode akwụkwọ ukwu nke Wildlife Clubs nke Uganda . [1] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu Education Service Commission na afo 2010. [2] N'agbata afọ 2008 na 2009, Kajubiri rụrụ ọrụ dị ka onye ndụmọdụ maka steeti Lower Saxony (Germany) na Education and Development.[3] N'afọ 2001 ruo afọ 2004, Kajubiri bụkwa onye ndụmọdụ maka Protestant Development Aid na Germany. [2][2]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

N'akwụkwọ ya, My Life's Journey, Janet Museveni, na-ekwu na Kajubiri lụrụ nwa amaala Germany bụ Hilmar Froelich ,ma di, na nwunye ahụ nwere ụmụ anọ.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Kokundeka school buildings commissioned. Archived from the original on 2013-04-19. Retrieved on 2013-03-18. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 2.4 2.5 Lule. Dr Kajubiri, Museveni's little known sister with rich CV (en-gb). The Observer - Uganda. Retrieved on 2022-03-14. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  3. Members of the Commission – Education Service Commission (en-US). Retrieved on 2022-03-14.