Vivian Mensah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Vivian Mensah
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereVivan Dezie
aha ezinụlọ yaMensah Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Jụn 1972 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Akan language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl, sports nutrition Dezie

Vivian Mensah (amụrụ na 13 na onwa isii, na afọ 1972) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke gbara bọọlụ dị ka onye na-agbachitere otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 1999 FIFA Women's World Cup. Na klọb ọ gbara bọọlụ maka La Ladies na Ghana.[1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. FIFA Women's World Cup USA 1999 – Ghana. FIFA Women's World Cup United States 1999. FIFA (1999). Archived from the original on July 2, 2015. Retrieved on 2007-09-28.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Vivian Mensah – FIFA competition record (archived)