Jump to content

Washington Sixolo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Washington Sixolo
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha n'asụsụ obodoWashington Sixolo Dezie
Aha enyereWashington Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1934 Dezie
Ebe ọmụmụSprings Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya4 Jụn 2017 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee Dezie

Washington Sixolo (c. 1934 June 4, 2017), nke a makwaara dịka Washington Xisolo, bụ onye na-eme ihe nkiri na telivishọn na South Africa nke ndị na-ege ntị maara nke ọma maka ọrụ ya dịka Jwara na usoro telivisheneng SABC 1, Emzini Wezinsizwa .[1][2] O sokwa mee ihe nkiri dịka Bhebhe na miniseries nke afọ 1986, Shaka Zulu, yana ọtụtụ ihe nkiri mba ụwa, gụnyere Ernest Goes to Africa (1997) na Who Am I? (1998), n'ihu Jackie Chan.[3]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Sixolo na Springs na East Rand, South Africa.[3] Ọ malitere ọrụ ime ihe nkiri ya na ngwụcha afọ 1970.[3] Sixolo bụkwa onye guzobere otu Kings Messengers Quartet a ma ama.

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Sixolo, onye nwere ọtụtụ ọrịa, dara ezigbo ọrịa n'ọnwa June 3, afọ 2017, mgbe ọ nọ n'ụlọ ya na Orlando West, Soweto.[1] A kpọgara ya n'ụlọ ọgwụ Chris Hani Baragwanath dị na Soweto, ebe ọ nwụrụ na June 4, 2017, mgbe ọ dị afọ 83.[1][2]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Bambalele. "Emzini Wezinsizwa actor Washington Sixolo dies", Sunday World (South Africa), 2017-06-06. Retrieved on 2017-07-02. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "sworld" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 Bambalele. "Emzini Wezinsizwa Washington "Jwara" Sixolo Dies ar 83", Daily Sun, 2017-06-06. Retrieved on 2017-07-02. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "ds" defined multiple times with different content
  3. 3.0 3.1 3.2 "Veteran actor Washington Sixolo dies at 83", South African Broadcasting Corporation, 2017-06-06. Retrieved on 2017-07-02. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "sabc" defined multiple times with different content

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]