Wayne Lawrence

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wayne Lawrence
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereWayne Dezie
aha ezinụlọ yaLawrence Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1974 Dezie
Ebe ọmụmụSaint Kitts Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto Dezie
ebe agụmakwụkwọBrooks Institute Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaPicker Art Gallery Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Wayne Lawrence (amụrụ n'afọ 1974 na Saint Kitts) bụ onye na-ese foto. Ọ bi na Brooklyn, New York.[1][2]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na St. Kitts. Nleta mbụ ya na New York bụ mgbe ọ dị afọ iri na isii. Mgbe ahụ ọ kwagara n'ebe ọdịda anyanwụ wee rụọ ọrụ dị ka ọkwá nkà azụmahịa.[1] Ọ gara Brooks Institute, Santa Barbara.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A maara Lawrence maka usoro foto ya akpọrọ Orchard Beach: The Bronx Riviera na Black Orthodox .[1]

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ Photo District News họpụtara ya dị ka otu n'ime ndị na-ese foto 30 ha ga-ele anya n'afọ 2010. E nyere ya American Photography Annual (2012, 2013), Arnold Newman Prize for New Directions in Portraiture (2013), The Aaron Siskind Foundation Individual Photographer's Fellowship (2013) na International Photography Awards (2012).[1]

Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

O gosipụtara na FLAG Art Foundation, The Bronx Museum of Art, Amerịka Haus(Munich), Open Society Institute, The Afrịkan Amerịkan Museum na Philadelphia, The Nathan Cummings Foundation, The George and Leah McKenna Museum of African American Art, The Corridor Gallery na The Calumet Gallery.[1]

Akwụkwọ ndị e bipụtara[dezie | dezie ebe o si]

E bipụtara Lawrence na The New York Times Magazine, The New Yorker, Time, The Sunday Times, Mother Jones, Esquire, Essence, Newsweek, Photo District News, Trace, Vibe, XXL, Afisha Mir, British Journal of Photography, Colors, Mare, Communication Arts, Le Monde, Gioia, GUP, Marie Claire na Repubblica xL.

Akwụkwọ edemede mbụ ya, Orchard Beach: The Bronx Riviera, bụ nke Prestel Publishing bipụtara n'ọnwa Ọktoba afọ 2013.[1]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 Orchard Beach - Wayne Lawrence, David Gonzalez - Design and Style Series Event. www.nypl.org. New York Public Library. Retrieved on 26 June 2014. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "nypl" defined multiple times with different content
  2. The Bronx Riviera: life at the 'hood beach' – in pictures. The Guardian. Retrieved on 26 June 2014.