Gaa na ọdịnaya

Wendy Kunda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wendy Kunda
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịZambia Dezie
Aha enyereWendy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Ọktoba 1997 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

''Bold textWendy Kunda (amụrụ n'abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1997) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-edebe goolu maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Zambia. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na afo 2014 African Women's Championship.[1] N'ọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka Mooba Queens na Zambia.[2]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Africa Women Football Championship 2014 -Shepolopolo select Women Championship team. Namibian. Retrieved on 24 April 2017.
  2. Bwale names squad for African Women Championship. fazfootball.com (5 October 2014). Archived from the original on 26 October 2016. Retrieved on 21 June 2022.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]