Wendy Luhabe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wendy Luhabe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereWendy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Mee 1957 Dezie
Ebe ọmụmụDaveyton Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Fort Hare, National University of Lesotho Dezie
Ihe nriteLieutenant of the Royal Victorian Order Dezie

Wendy Yvonne Nomathemba Luhabe (amụrụ na 29 Mee 1957) bụ onye ọchụnta ego South Africa.[1]

Ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Luhabe na Daveyton, Gauteng, South Africa, o wee tolite na ebe ochie Benoni.[2]

Ọ gụsịrị akwụkwọ na nkà na Mahadum Fort Hare (1977) na Commerce na National University of Lesotho (1981). Mgbe afọ iri nke ahụmịhe ụlọ ọrụ mba na mba ụwa na f.e. BMW ọ tọrọ ntọala Bridging the Gap na 1991, ụlọ ọrụ ndụmọdụ iji kwadebe ndị isi ojii South Africa na-eto eto ịbanye n'ụwa ọrụ na ịkwado ụlọ ọrụ South Africa na ijikọta ndị ahụ na azụmahịa ụlọ ọrụ ha.[3][4]

Luhabe hiwere Women Investment Holdings na 1993: na-amalite òkè nke ụmụ nwanyị na ọnọdụ akụ na ụba nke South Africa.[5] Ọ malitere ego mbụ iji nye ụlọ ọrụ nke ụmụ nwanyị na South Africa hiwere site na ego nde rand otu narị na iri abụọ.[6]

N'afọ 1999, a hutara ya dị ka otu n'ime ụmụ nwanyị iri ise na-azụ ahịa nke ụwa.[7] World Economic Forum na Switzerland nabatara ya dị ka Onye Ndú Ụwa nke Echi.[6] E guzobere ya dị ka Chancelo nke Mahadum Johannesburg n'afọ 2006.[8] A họpụtara ya ka ọ bụrụ Lieutenant nke Royal Victorian Order (LVO) na 2014 New Year Honours maka ọrụ ya dị ka onye nlekọta nke Duke of Edinburgh's International Award Foundation. 2020 Forbes depụtara ya dị ka otu n'ime ụmụ nwanyị Africa ịrị ise achasị ike.[9]

Ọ lụrụ onye bụbu onye isi ala Gauteng, Mbhazima Shilowa, ha nwere ụmụ anọ na nwa nwa.

Mbipụta[dezie | dezie ebe o si]

  • Ịkọwa oge. Mahadum nke KwaZulu-Natal, 2002,

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Wendy Luhabe. London Speaker Bureau. Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2022-04-11.
  2. [[[:Àtụ:Google books]] Life and Soul: portraits of women who move South Africa]. 
  3. "Who is who in South Africa http://www.whoswhosa.co.za/wendy-luhabe-3164".
  4. "What's black and white and working? http://www.fastcompany.com/magazine/01/luhabe.html".
  5. "African Success http://www.africansuccess.org/visuFiche.php?id=397&lang=en".
  6. 6.0 6.1 Wendy Luhabe (en). Cartier Women's Initiative (6 June 2011). Retrieved on 23 June 2020.
  7. Wendy Luhabe – Speakers of Note. speakersofnote.co.za. Retrieved on 23 June 2020.
  8. Wendy Luhabe (en-US). African Leadership Academy. Retrieved on 23 June 2020.
  9. Africa (2020-03-06). Africa's 50 Most Powerful Women (en-US). Forbes Africa. Retrieved on 2021-01-30.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]