Wiam Dahmani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wiam Dahmani
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
aha n'asụsụ obodoوئام عمار الدحماني Dezie
Aha enyereWeaam Dezie
aha ezinụlọ yaQ52150071 Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Ọgọọst 1983 Dezie
Ebe ọmụmụKenitra Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya22 Eprel 2018 Dezie
Ebe ọ nwụrụAbu Dhabi Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụmyocardial infarction Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, okoo akuko, onye na-abụ abụ, oko akuko ihe onyonyo Dezie
Ebe obibiUnited Arab Emirates Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
echiche ndọrọ ndọrọ ọchịchịsecularism Dezie

Wiam Dahmani (Arabic) (a mụrụ na 22 Ọgọst 1983, Rabat, Morocco; nwụrụ: 22 Eprel 2018, Abu Dhabi, UAE) bụ onye Morocco na-eme ihe ngosi, onye na-emeeme ihe na onye na-agụ egwu bi na UAE.[1] O meela ihe nkiri Pakistani ole na ole dịka Ishq Khuda, Hijrat, na Hotal.

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n'abalị 22, ọnwa August afọ 1983 na Rabat, Morocco. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum America nke Sharjah na UAE ma nwee nzere Bachelor of Science na Sayensị gburugburu ebe obibi.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

O buru ụzọ rụọ ọrụ dịka onye mgbasa ozi na ụlọ ọrụ telivishọn Dubai TV, wee gaa n'ọhịa nke ịbụ abụ ma mee vidiyo.[3] N'afọ 2010, ọ malitekwara ịrụ ọrụ na India. N'afọ 2012, ọ gara n'ógbè nnọchiteanya ma mgbe nke ahụ gasịrị, ọ sonyere na usoro (Girls) onye na-eme ihe nkiri.[4] O mere ihe nkiri Pakistani mbụ ya na Ishq Khuda, nke e wepụtara n'afọ 2013 ma bụrụ Average Grosser na Box Office.[5] N'afọ 2016, ọ pụtara na ihe nkiri Pakistani abụọ Hijrat na Hotal, nke a kpọrọ "Item Girl". Ọ rụkwara ọrụ dịka onye ngosi na Zee Aflam .

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nwụrụ n'ihi nkụchi obi n'abalị 22, ọnwa Eprel, afọ 2018.[6] Ọ dị afọ 34 n'oge ọ nwụrụ.[7] Dịka mgbasa ozi si kwuo, nne ya hụrụ ya nwụrụ anwụ n'ime ụlọ nkwari akụ ya na Abu Dhabi, ma lie ya n'oge na-adịbeghị anya n'otu obodo ahụ.[8]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • 2013: Ishq Khuda dị ka Kulsoom
  • 2016: Hijrat dị ka onye na-agba egwú
  • 2016: Hotal dị ka onye na-agba egwú

Ihe nkiri vidio[dezie | dezie ebe o si]

  • Welcome (Arabic)
  • Sajnawy (Arabic)
  • Wow (Arabic)
  • Ihe M Kwesịrị Ime (Arabic)
  • M ma ọ bụ Ya (Arabic)

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. سيرة الفنانة وئام الدحماني. Movieana.net. Archived from the original on 2020-06-17. Retrieved on 2022-06-20.
  2. "Moroccan actress Wiam Dahmani dies aged 34", Arab News, 2018-04-23. Retrieved on 2018-05-18. (in en)
  3. Wiam Dahmani .. from the media to the song and representation،
  4. معلومات الفنانة وئام الدحماني شبيهة سعاد حسني السيرة الذاتية/صور.
  5. "Wiam Dahmani's Lollywood adventure - The Express Tribune", The Express Tribune, 2012-06-15. Retrieved on 2017-07-11. (in en-US)
  6. "Moroccan actress Wiam Dahmani dies aged 34", Arab News, 2018-04-23. Retrieved on 2018-05-18. (in en)
  7. Report. Moroccan artist Wiam Dahmani dies at 34. www.khaleejtimes.com. Retrieved on 2018-05-18.
  8. Editor. "34-year-old Moroccan celebrity who died was depressed", GulfNews, 2018-04-24. Retrieved on 2018-05-18.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]