Wikipedia:Ntuli Aka Wikimedia Foundation Nke Afọ 2021

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

A na-atụ anya na ntuli aka nke nlekọta n'afọ 2021 ga-eme 4 ọgọst afọ 2021 ruo 17 ọgọst afọ 2021. Ndị otu Wikimedia nwere ohere ịhọrọ ndị mmadụ anọ ga-anọchite anya afọ atọ.ụbọchị ejighi n'aka ma o nwere ike ịgbanwe.

nkata nhọrọ kọmịtịị na Telegram.

Usoro iheomume.[dezie ebe o si]

Ndị ntuli aka ga-ekpebi nkọwa ndị akọwapụtara banyere ntuli aka na-abịanụ.A ga -emelite usoro iheomume a ozugbo ozi dị.

.2021-04-15 banyere ntuli aka na-abịanụ
.2021-04-29 okụ ndi ọrụ ofụfo maka ntuli aka
.2021-06-09 rụo 2021-06-29 lkpọọ okụ maka ndi anamachọ
.2021-06-30 rụo 2021-07-02 Nkwupụta nke ndi anamachọ akwadoro
.2021-07-07 rụo 2021-08-03 Ndi anamachọ n'eme mkpọsa
.2021-08-04 Mmeghe ntuli aka
.2021-08-17 Mmechi ntuli aka
.2021-08-18 rụo 2021-08-24 Ọnụ ọgụgụ na nhazi votụ
.2021-08-25 Nkwupụta nke nsonaazụ votu
.2021 Septemba, kọmịtịị na-ahọpụta ndị anamachọ ahọpụtara

Ozi Ntuli Aka[dezie ebe o si]

ka-eji usoro nnọchite anya otu, dị ka na-ebugharị.A ga-ekwuputa nkọwa ndị ọzọ na izu ndị na-abịanụ.Nke a ga-agụnye ozi gbasara ntozu votu, usoro ịtụ votu tosiri, ya na ntuziaka maka ngwa ịtụ votu.

Ozi maka ndị anamachọ[dezie ebe o si]

A na-atụ anya na ntuli aka komịtịị nke nlekọta n'afọ 2021 ga-eme 4 ọgọst afọ 2021 ruo 17 ọgọst afọ 2021.Ndị otu Wikimedia nwere ohere ịhọpụta mmadụ anọ ga-anọchite afọ atọ.A na-ezube oku maka ndị anamachọ ga-eme na 9 Juunu afọ 2021.

Mgbasa Ozi[dezie ebe o si]

Ndi Ntuli Aka tụgharịpụta na ntuli aka ndị gara aga bụ ihe dịka 10% n'ụwa niile.Ọ ka mma na ndị obodo nwere nkwado afọ ofufo n'ntuli aka. ụfọdụ n'ime obodo ndị ahụ ruru ihe karịrị 20% tụgharịpụtara n'votụ

Ndị Ọrụ Afọ Ofufo Na Ntuli Aka' I chọrọ inye aka welite ọnụọgụ ndị ntuli aka n'obodo gị? I kwesighi inwe ahụmịhe na ntuli aka. ọrụ afọ ofufo ga inye aka kwalite ntuli aka nke kọmịtịị na obodo ha.

Ndị ọrụ afọ ofufo sitere na ọrụ ngo Wiki niile nnọọ nụ! Ebumnuche bụ ịnwe opekata mpe otu onye orụ afọ ofufo maka Ihe omume Wiki na 30 kachasị elu maka ndị ntuli aka ruru eru. Nyere aka wepụta Kọmitii nke nlekota dị iche iche na ịrụ ọrụ nke ọma site na ime ka obodo gị sonye na ntuli aka ahụ!

Mkparịta ụka Enwere ọtụtụ mkparịta ụka na-eme gburugburu ụwa gbasara nhọrọ ndị kọmịtịị nke nlekota. Bịa sonye na mkparịta ụka ahụ!

kọmịtịị họrọ nkata Ndị otu na-ahụ maka ịme ntuli aka nke kọmịtịị ga-ekekọrịta ọkwa ọrụ afọ ofufo maka ntuli aka si South Asia Isi na ịhazi ndị ọrụ afọ ofufo Ntuli aka maka mpaghara South Asia, mana anabatara onye ọ bụla chọrọ isonye iji nye aka ma ọ bụ hụ ya.

Tinye njikọ ebe a ka ndị ọzọ wee sonyere mkparịta ụka ahụ

Kọmitii Ntuli Aka

AbhiSuryawanshi
Carlojoseph14
HakanIST
KTC
Mardetanha
Masssly
Matanya
ProtoplasmaKid
Ruslik0

Otu nhazi

Quim Gil- Nchịkọta
Jackie Koerner- Nhazi maka asụsụ bekee ya na Meta-Wiki
Denis Barthel- Nhazi maka asụsụ German na ndị mmekọ ugwu na odida anyanwu europe
Mahuton Possoupe- Nhazi maka asụsụ French
Vanj Padilla- Nhazi maka mpaghara Ọwụwa Anyanwụ, South-East Asia na mpaghara Pacific
Krishna C. Velaga- Nhazi maka mpaghara South Asia
Ravan Al-Taie- Nhazi maka Etiti ọwụwa anyanwụ na mpaghara ugwu Afrịka
Mehman Ibragimov- Nhazi Etiti na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ Europe
Zita Zage- Nhazi maka mpaghara sub-sahara afrịka
Oscar Costero- Nhazi maka mpaghara Latin Amerịka
Mohammed Bachounda- Nhazi nkwado maka asụsụ French na mpaghara MENA

E mere nhọpụta ndị nke nlekọta ntuli aka n'afọ 2020 iji họpụta oche atọ nke ndị nlekọta. N’eprel afọ 2020, ndị otu kọmịtịị ahụ [1] na ana-eyigharị usoro ịtụ votụ.Ndị kọmịtịị nke nlekọta kwupụtara Eprel afọ 2021 atụmatụ maka ntuli aka nke afọ 2021.Ndị Kọmịtịị na-achọ ịbawanye iche n'isonye na ntuli aka nke kọmịtịị. Ndị otu kọmịtịị agbatịala oche ha rụo iri na isii iji kpuchie ọrụ na-abawanye na ngalaba nka chọrọ iji duzie Wikimedia Foundation.

.3 obodo ọhụrụ - na Mgbakwunye-ahọrọ oche
.3 kọmịtịị ọhụrụ-ahọrọ oche

aga ahụpụta oche anọ maka n'họrọ n'afọ 2021,oche atọ kwesiri mmeghari na nke anọ site nkwado mmeba kọmịtịị.ndi obodo ọhụrụ abụọ na agbakwụnye oche akwadoro nke aga ahoro n'oge 2022,yana oche abụọ agbakwunyere ga-abụ (anọ na mkpokọta).