William Rashidi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
William Rashidi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereWilliam Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụactivist, HIV/AIDS activist Dezie
Ọmụma Mmekọahụnwoke idina nwoke Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

William Rashidi bụ onye na-akwado ndị otu LGBTQ na Nigeria na ndị na-enwe mmekọahụ nke ụmụ nwoke. Ọ bụ onye so na kọmitii na-ahụ maka mmeghe nke Health and Human Rights Council. Ọ bụkwa onye isi oche nke Equality Triangle Initiative, nke dị na Delta State, Nigeria . [1] [2] Ọ na-atụ aro iji Prophylaxis Pre-exposure, (PRP) iji gbochie nje HIV. [3] N'afọ 2011, ọ megidere iwu itụ mkpọrọ afọ iri na anọ maka ịlụ nwoke ma ọ bụ nwanyị, nke ndị omeiwu Naijiria kwadoro. [4]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

William Rashidi nwetara akara ugo mmụta na amụma nke ọha na mahadum Queen Mary dị na Lọndọn.

Akụkọ[dezie | dezie ebe o si]

  • A na-ejikọta nsogbu ahụike ọha na eze na ihe ize ndụ dị ukwuu nke nje HIV n'etiti ndị na-edina ụdị onwe ha,bu bisexual, na ndị ikom ndị ọzọ na-enwe mmekọahụ bụ ndị ikom (GBMSM).

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Williams Rashidi – Channels Television" . Channels Television – The Latest News from Nigeria and Around the World . Retrieved 2021-09-14.
  2. William Rashidi" . AVAC . 2018-02-05. Retrieved 2021-09-14.
  3. NGO Calls For Investment In New HIV Prevention, Treatment – The Whistler Nigeria" . The Whistler Nigeria – Exclusive Stories, Breaking News, Government, Politics, Business . Retrieved 2021-09-14.
  4. Nigerian gay man on country's hostility" (in en- GB). https://www.bbc.com/news/av/world- africa-16006716.