William Shakespeare

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
William Shakespeare
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKingdom of England Dezie
aha n'asụsụ obodoWilliam Shakespeare Dezie
Aha enyereWilliam Dezie
aha ezinụlọ yaShakespeare Dezie
aha otutuThe Bard of Avon Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaEprel 1564 Dezie
Ebe ọmụmụStratford-upon-Avon Dezie
date of baptism26 Eprel 1564 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya23 Eprel 1616 Dezie
Ebe ọ nwụrụStratford-upon-Avon Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
ihe kpatara ọnwụunknown value Dezie
date of burial or cremation25 Eprel 1616 Dezie
Ebe oliliHoly Trinity Church Dezie
ŃnàJohn Shakespeare Dezie
ŃnéMary Shakespeare Dezie
Dị/nwunyeAnne Hathaway Dezie
nwaSusanna Hall, Hamnet Shakespeare, Judith Quiney Dezie
Asụsụ obodoEarly Modern English Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEarly Modern English Dezie
Asụsụ ọ na-edeEarly Modern English, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee ejije Dezie
ebe agụmakwụkwọKing Edward VI School, Stratford-upon-Avon Dezie
Ebe obibiStratford-upon-Avon Dezie
affiliationLord Chamberlain's Men, King's Men Dezie
list of worksWilliam Shakespeare bibliography Dezie
ụdịplay, Ábu Dezie
present in workStar Trek: The Original Series Core Game Book Dezie
mụrụ yaShakespeare studies Dezie
gosiputara yaChandos portrait Dezie
WikiProject na-elekọta yaIedereen Leest Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaMinneapolis Institute of Art, National Gallery of Art, The Nelson-Atkins Museum of Art, Stedelijk Museum Amsterdam, J. Paul Getty Museum Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie
akwụkwọ faịlụ naSAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts Dezie
Nsetaihu Chandos (onyeǹkà nà ezigbo ya ǹkè h'è kwetàbò), nà National Portrait Gallery, London.

William Shakespeare (/ˈʃeɪkspɪər/ SHAYK-speer; Ọnwaànọ 26 1564 (ngọzi n'ụkà) – 23 Ọnwaànọ 23 1616) bụ̀rụ̀ onye uriụ̀ma England, òdeejije nà onye òmekà, ha e wèrèchàrà kà onyeòdìde kachasị mma nà asụ̀sụ̀ English, nà onye ǹdú n'ụ̀wà màkà òdeụkà. Ha nà à kpọkwa ya onye òdeuri mbà ndị England, màkwà kà "Bard of Avon" (Òbeèbe ǹkè Avon). Ọrụ ǹke ya dị, ya nà mmekọ̀rịtandị, zùrù ejije rutara 39, sonnet 154, uriụ̀ma akụkọ ogologo, nà amà ụkwụ ndị ọ̀zọ, nke akaòkìkè ha ha n'èkpe. H'e detụ̀waria ejije ya nà asụ̀sụ̀ ukwu dị ndụ̀, nà ha nà è gwukwe ya kara òdeejije ǹke ọ̀zọ ọbụ̄lā.

Shakespeare sì Stratford-upon-Avon, Warwickshire ebe ha mụ̀rụ̀ ya, zụrụ ya. M̀gbè ọ dị̀ afọ̀ 18, ọ lụ̀rụ̀ Anne Hathaway, ǹkè ya nà ya mụ̀rụ̀ ụmụ̀ àtọ bụrụ Susanna, nà ụmụ̀ èjìma Hamnet nà Judith. Nà otù ogè fabàrà afọ̀ 1585 nà 1592, o bìdòrò ị ba àba nà ọrụaka ya nà London ǹkè ọ bụ̀rụ̀ onye òmekà, onye òdìde, nà ònwe òkè uchuchu ahia egwu ǹkè ahà ya bụ̀ Lord Chamberlain's Men, ǹkè ha mà m̀gbè ahụ̀ kà King's Men (ndị ezè). M̀gbè ọ dị̀ 49 (nà afọ̀ dị kà 1613), o mèrè kà ọ lakpùrù ga Stratford, ebe ọ nwụ̀rụ̀ m̀gbè afọ̀ àtọ gàrà. Ndetù dị ntị̀ị bụ̀ sọọ̀ ịhẹ sara ǹke katara màkà òbìbì imen̄zo ndụ ya; okwu â à tụla ị me kà ha kàtà ma ịroghaèrò màkà ịhẹ ndụ̀ ya dị kà òtù o yìrì, ùdì nrama ọyị̀ ya, òkwùkwè chi ya, nà mà ọrụ aka ha sị o mèrè bụ̀ ọrụ nà ezi, màkwà ọ bụ ndị ọ̀zọ dere ha. Ǹròrò ndị â bụ ịhẹ ha nà à ta ha ụta màkà akaụda ịghọtama nà ndị ǹkịtị̀ nwẹ ndetù sara dịkwa ntị̀ị.