Woody De Othello
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1991 |
ọrụ ọ na-arụ | omenkà |
ebe agụmakwụkwọ | California College of the Arts |
Ebe obibi | Oakland |
Nwere ọrụ na mkpokọta | San Francisco Museum of Modern Art, Smithsonian American Art Museum, Metropolitan Museum of Art |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
omenkà faịlụ na | Smithsonian American Art and Portrait Gallery Library |
Woody De Othello (amụrụ n'afọ 1991) bụ ónyé America na-ese ite na ónyé na-ese ihe.[1] Ọ bi ma na-arụ ọrụ na San Francisco Bay Area, California.[2][3][4][5]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Wood De Othello na 1991 nà Miami, Florida.[1] Ọ bụ onye Haiti.[6][7]
Othello nwetara ákàrá ugo mmụta BFA na Mahadum Florida Atlantic na Boca Raton, na ákàrá ugo mmụta MFA na California College of Arts na San Francisco na 2017.[2][8]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2015, emere ihe ngosi nké mbụ nkè Othello, It's Going To Be Ok, na gallery Unit ótụ na Lake Worth, Florida.[9] N'afọ 2018, a gụnyere Othello na Yerba Buena Center for the Arts triennial exhibition, "Bay Area Now 8."[10] N'afọ 2019, San Jose Museum of Art kwadoro, Woody De Othello: Ụlọ iku ume.[6] Looking In, ihe ngosi nkè ọrụ Othello na Jessica Silverman Gallery na 2021 gụnyere ihe ọkpụkpụ, ihe osise, na ọrụ ndị e dere na akwụkwọ.[11]
N'afọ 2022 a họpụtara Othello kà ọ sonye na 2022 Whitney Biennial, nkè Adrienne Edwards na David Breslin haziri.[12]
Ihe ngosi
[dezie | dezie ebe o si]- UFO Gallery, Berkeley, California (2016)[13]
- Quality, Oakland, California (2016)[13]
- Jessica Silverman Gallery, San Francisco (2018)[13]
- Karma, New York (2019)[13]
- 33rd Ljublijana Biennial of Graphic Arts na Ljublijan, Slovenia (2019).[14]
- San Jose Museum of Art, California (2019- 2020)[13]
- Pippy Houldsworth Gallery, London (2020)[13]
- Nina Johnson, Miami (2020)[13]
- Jessica Silverman Gallery, San Francisco (2021)[13]
- 2022 Whitney Biennial (2022) - na-abịa[15]
Nchịkọta
[dezie | dezie ebe o si]Ọrụ Othello dị na nchịkọta nke ọtụtụ ebe ngosi nka nke oge a gụnyere: Institute of Contemporary Art, Miami; San Francisco Museum of Modern Art; San Jose Museum of Art, San Jose, California; na Renwick Gallery, Smithsonian American Art Museum, Washington D.C.[16][17][6][18]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 "Woody De Othello: The Emotion of Everyday Objects", Frieze, February 20, 2022. Retrieved on 2022-04-06. (in en)
- ↑ 2.0 2.1 How Woody De Othello Is Shaping the Future of Ceramics (en-US). Galerie (2020-07-07). Retrieved on 2022-01-25.
- ↑ Woody de Othello Mixes Playful with Political (en). www.culturedmag.com. Retrieved on 2022-01-25.
- ↑ Adamson (2021-09-27). Am I Blue?: Woody De Othello’s Ceramic Sculptures Give Funk Art a Musical Twist (en-US). ARTnews.com. Retrieved on 2022-01-25.
- ↑ Boas. "Woody De Othello’s Monuments to Everyday Life", Frieze, 2021-11-02. Retrieved on 2022-01-25. (in en)
- ↑ 6.0 6.1 6.2 Woody De Othello (en). San José Museum of Art. Retrieved on 2022-02-28.
- ↑ Furman. "Woody De Othello’s Extraordinary Monuments to the Mundane", The New York Times, 2022-03-17. Retrieved on 2022-04-03. (in en-US)
- ↑ Walls (2022-03-28). Woody De Othello Imbues Life into His Sculptures of Everyday Objects (en). Artsy. Retrieved on 2022-04-03.
- ↑ SouthFlorida.com. Artist's creatures are ugly inside and out. sun-sentinel.com. Retrieved on 2022-04-03.
- ↑ Walls (2022-03-28). Woody De Othello Imbues Life into His Sculptures of Everyday Objects (en). Artsy. Retrieved on 2022-04-03.
- ↑ Boas. "Woody De Othello’s Monuments to Everyday Life", Frieze, 2021-11-02. Retrieved on 2022-04-03. (in en)
- ↑ Mitter. "Whitney Biennial Picks 63 Artists to Take Stock of Now", The New York Times, 2022-01-25. Retrieved on 2022-01-25. (in en-US)
- ↑ 13.0 13.1 13.2 13.3 13.4 13.5 13.6 13.7 To speak of trees (en). Minnesota Street Project (2017-01-09). Retrieved on 2022-02-28.
- ↑ Laughter That Will Bury You All: "Crack Up – Crack Down," the 33rd Ljubljana Biennial of Graphic Arts — Mousse Magazine and Publishing (en-US). www.moussemagazine.it (2019-06-15). Retrieved on 2022-02-28.
- ↑ Durón (2022-01-25). Taking the Title ‘Quiet as It’s Kept,’ 2022 Whitney Biennial Names 63 Participating Artists (en-US). ARTnews.com. Retrieved on 2022-02-28.
- ↑ Mourning Day and Night - Institute of Contemporary Art, Miami. icamiami.org. Archived from the original on 2022-05-23. Retrieved on 2022-02-28.
- ↑ De Othello, Woody (en-US). SFMOMA. Retrieved on 2022-02-28.
- ↑ Fact Sheet – "This Present Moment: Crafting a Better World" | Smithsonian American Art Museum (en-US). americanart.si.edu. Retrieved on 2022-02-28.