Wumi Toriola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wumi Toriola
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụOlawumi Toriola Dezie
Aha enyereWunmi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Julaị 1988 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
nwanneatọ Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Yoruba, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ilorin, Mahadum nke Ilorin Dezie
ogo mmụtalinguistics Dezie
agbụrụEfefe Kraịst Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
mba/obodoȮra Ogun Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Wumi Toriola bụ onye Naijiria n'eme ihe nkiri nakwa onye n'emepụta ihe nkiri.[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Wumi Toriola na Lagos, Nigeria. Ọ gara Providence Primary nakwa Secondary School na Lagos Steeti tupu ọ agaa Mahadum nke Ilorin ebe o nwetara nzere bachelọ na Linguistics.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2009, Toriola nwetara ọrụ mbụ ya na ihe nkiri akpọrọ Odunfa Caucus, ma mepụta ihe nkiri mbụ ya akpọrọ Ajewunmi n'afọ 2015.

N'afọ 2018, o nwetara mmeri nke Fastest Rising Actress (Yoruba) na City People Entertainment Awards.[3]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Toriola lụrụ di n'afọ 2018.[4] Ọ mụrụ nwa mbụ ya na 14 Ọktoba 2019.[5][6]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Onye n'eme ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Alakada A Na-agbanyeghachi ya
  • Ayomipo
  • Mgbaaka Agbamakwụkwọ
  • Akụkọ Ịhụnanya Anyị[7]
  • False Flag (ihe nkiri)

Onye n'emepụta[dezie | dezie ebe o si]

  • Ọ bụ ihe na-adịghị mma
  • Ajewunmi
  • Ihe Mere M Na-eme n'oge gara aga
  • Ayo Ife
  • Sugbon Kan
  • Omo ka mma

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nrite Ụdị Nsonaazụ Ref
2018 City People Entertainment Awards Onye na-eme ihe nkiri na-eto eto (Yoruba) Merie
2021 Onyinye Egwú na Ihe nkiri Yoruba Onye na-eme ihe nkiri kacha mma Ahọpụtara

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị n'emepụta ihe nkiri Naijiria
  • Ndepụta nke ndị Yoruba

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. A married man once asked to check my butt on a plane - Wumi Toriola (en-US). Punch Newspapers (2018-06-10). Retrieved on 2022-08-04.
  2. There are many fake people in Nollywood – Wumi Toriola, actress. The Sun Nigeria (January 28, 2018). Retrieved on August 4, 2022.
  3. Kwentua (June 20, 2021). I know I am immature, Wunmi Toriola confesses. Vanguard News. Retrieved on August 4, 2022.
  4. Actress, Wunmi Toriola and husband celebrate one year wedding anniversary - Vanguard Allure. Vanguard Allure (May 14, 2019). Retrieved on August 4, 2022.
  5. 10 Nollywood Actresses who welcomed babies in 2019 - P.M. News (en-US). Retrieved on 2022-08-04.
  6. Wunmi Toriola: How I battled infertility before conception - (en-US). TheCable Lifestyle (2021-10-13). Retrieved on 2022-08-04.
  7. Online (August 15, 2021). Akeem Adeyemi returns to set with ‘Our Love Story’. Tribune Online. Retrieved on August 4, 2022.