Xi Jinping

Xi Jinping (onye a mụrụ na 15 Juun 1953) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị China nke na-eje ozi ugbu a dị ka Secretary General nke Communist Party nke China, Presidenti ndi China nke asaa, na Chairman nke Central Military Commission.