Yaa Avoe
Ọdịdị
Yaa Avoe
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ghana ![]() |
aha enyere | Yaa ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Julaị 1982 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
so na | 2007 FIFA Women's World Cup ![]() |
Yaa Avoe (amụrụ 1 Julaị 1982) bụ onye egwuregwu bọọlụ mba ụwa ụmụ nwanyị Ghana nke na-egwu egwu dịka onye na-agbachitere . Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Ghana . Ọ bụ akụkụ nke otu na 2003 FIFA Women's World Cup na 2007 FIFA Women's World Cup . N'ọkwa klọb ọ na-agba maka Ash Town Ladies na Ghana. [1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ List of Players. FIFA Women's World Cup China 2007. FIFA (2007). Archived from the original on October 14, 2012. Retrieved on 2007-09-28.