Gaa na ọdịnaya

Yasmine Fouad

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yasmine Fouad
ياسمين فؤاد
Minister of Environment
In office
18 June 2018  present
PresidentAbdel Fattah el-Sisi
Prime MinisterMostafa Madbouly
Personal details
Alma materCairo University
Yasmine Fouad
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịEgypt Dezie
Aha ọmụmụياسمين صلاح الدين فؤاد Dezie
Aha enyereJasmine Dezie
Aha ezinụlọ yaFouad Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of the Environment Dezie

Yasmine Salah El-Din Fouad Abdel Aziz bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị mba Ijipt. Ọ bụ Minista na-ahụ maka gburugburu ebe obibi na ministrị Mostafa Madbouly kemgbe abalị iri na asatọ nke ọnwa Jun afọ 2018.[1][2]

Ọ bụ onye isi oche nke 2022 United Nations Climate Change Conference emere na Sharm el-Sheikh.[3]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ministry of Environment - EEAA > About Us > About Ministry > Minister. www.eeaa.gov.eg. Retrieved on 2022-05-05.
  2. الحكومة الجديدة.. السيرة الذاتية لياسمين فؤاد وزيرة البيئة. www.albawabhnews.com (2018-06-14). Archived from the original on 2023-01-05. Retrieved on 2023-01-05.
  3. "Egypt’s Environment Minister discusses preparations for COP27 Climate Conference", Egypt Independent, 16 January 2022. Retrieved on 18 April 2022.