Yehia Bahei El-Din
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Egypt |
| Aha enyere | Yehia |
| Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | researcher |
| Ihe nrite | Fellow of the African Academy of Sciences |
Yehia Bagel El-Din (Templeeti:Lang-ar) FAAS bụ onye ọkammụta si mba Ijipt n'isi ọmụmụ sayensị ihe. Ọ bụ onye isi nke injinia na, dị ka ebe Disemba 2022, osote onye isi oche maka nnyocha na agụmakwụkwọ ndị nweterela nzere mbụ ha na Mahadum Britain dị na Egypt.
Agụmakwụkwọ Ya
[dezie | dezie ebe o si]O nwetara nzere B.Sc ya n'isi ọmụmụ Civil Engineering na Mahadum Cairo n'afọ 1972, nzere M.Sc ya n'isi ọmụmụ Solid Mechanics and Composite Materials Science na Mahadum Duke n'afọ 1976, na PhD ya sitere na Mahadum Durham n'afọ 1979. [1][2][3]
Ọrụ na Ime Nnyocha Ya
[dezie | dezie ebe o si]El-Din bụ Ọkammụta na Mahadum Britain dị na Ijipt.[3] Ọ bụ onye isi oche ọmụmụ na ngalaba Engineering na, dị ka ebe December 2022, ọ bụ osote onye isi oche maka Nnyocha na agụmakwụkwọ ndị nweterela nzere mbụ ha na onye nhazi ntọala nke ngalaba ọmụmụ Center for Advanced Materials] na Mahadum Britain dị na Egypt [4][5] Òtù ọ dị, ọ kụzirila mbụ na Mahadum Cairo, Mahadum Duke, Rensselaer Polytechnic Institute, Mahadum Steeti North Carolina na Mahadum Utah. [2][6] Nnyocha El-Din lekwasịrị anya na ịrụsi ọrụ ike nke fiber-reinforced composite [7][8][9]
Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2018, a họpụtara El-Din ka ọ bụrụ onye òtù African Academy of Sciences.[2] N'afọ 2019, El-Din nwetara ihe nrite "Nile Award" na Advanced Technological Sciences sitere na Academy of Scientific Research and Technology (ASRT), Ijipt.[10]
Akwụkwọ Ndị Ebipụtara Ahọpụtara
[dezie | dezie ebe o si]- Bahei-El-Din, Yehia A.; Dvorak, George J. (2008-01-01). Enhancement of blast resistance of sandwich plates. Composites Part B: Engineering. Marine Composites and Sandwich Structures. 39 (1): 120–127. doi:10.1016/j.compositesb.2007.02.006. ISSN 1359-8368.
- G. J. Dvorak, Y. A. Bahei-El-Din (1982-06-01). Plasticity Analysis of Fibrous Composites. Journal of Applied Mechanics, 49(2): 327-335, doi: https://doi.org/10.1115/1.3162088
- Dvorak, G. J.; Bahei-El-Din, Y. A. (1987-12-01). A bimodal plasticity theory of fibrous composite materials. Acta Mechanica. 69 (1): 219–241. doi:10.1007/BF01175723. ISSN 1619-6937.
- Dvorak, G. J.; Bahei-El-Din, Y. A. (1979-02-01). Elastic-plastic behavior of fibrous composites. Journal of the Mechanics and Physics of Solids. 27 (1): 51–72. doi:10.1016/0022-5096(79)90010-3. ISSN 0022-5096.
- Bahei-El-Din, Yehia A.; Dvorak, George J.; Fredricksen, Olivia J. (2006-12-01). A blast-tolerant sandwich plate design with a polyurea interlayer. International Journal of Solids and Structures. 43 (25): 7644–7658. doi:10.1016/j.ijsolstr.2006.03.021. ISSN 0020-7683
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- 1 2 3 Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- 1 2 Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Yehia Bahei El-Din - VP, Research and Post Graduate Studies & University Board Member at BUE University". THE ORG (in Bekee). Retrieved 2022-11-20.
- ↑ "Reem Haitham wins British Council's National Science Stars Competition". EgyptToday. 2020-02-23. Retrieved 2022-12-04.
- ↑ "Yehia Bahei-El-Din | WEF" (in Bekee ndị America). 2020-01-03. Retrieved 2022-11-20.
- ↑ Bahei-El-Din, Yehia A.; Dvorak, George J.; Fredricksen, Olivia J. (2006-12-01). "A blast-tolerant sandwich plate design with a polyurea interlayer". International Journal of Solids and Structures (in Bekee). 43 (25): 7644–7658. doi:10.1016/j.ijsolstr.2006.03.021. ISSN 0020-7683.
- ↑ Dvorak, G. J.; Bahei-El-Din, Y. A. (1987-12-01). "A bimodal plasticity theory of fibrous composite materials". Acta Mechanica (in Bekee). 69 (1): 219–241. doi:10.1007/BF01175723. ISSN 1619-6937. S2CID 119925573.
- ↑ Silberschmidt, Vadim V. (15 September 2022). Dynamic Deformation, Damage and Fracture in Composite Materials and Structures. Elsevier. ISBN 9780128239803.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- Pages with script errors
- CS1 Bekee-language sources (en)
- CS1 Bekee ndị America-language sources (en-us)
- Articles with ORCID identifiers
- Articles with VIAF identifiers
- Articles with J9U identifiers
- Articles with LCCN identifiers
- Articles with NTA identifiers
- Articles with Google Scholar identifiers
- Articles with RID identifiers
- Articles with Scopus identifiers
- Articles with ZBMATH identifiers
- Articles with WorldCat-VIAF identifiers
- Ndị gụchara akwụkwọ na Mahadum Cairo
- Ndị gụchara akwụkwọ na Mahadum Duke
- Ndị òtù African Academy of Sciences
- Ndị dị ndụ afọ ọmụmụ ha na-efu efu
- Ndị dị ndụ