Yukrain
Yukrain (Україна) |
||||||
---|---|---|---|---|---|---|
|
||||||
Íshí oche | Kiev |
Yukrain by obodo nor na imé Owuwa Anyanwu Obodo Beke. Ö nọr nsó Russia na owuwa anyanwu ya; Belarus na olílé anyanwu ya; Poland, Slovakiya na Hungari nor ya na odida anyanwu; Romania na nleda odida anyanwu ya; na Oshimírí Ojí na Oshimírí nke Azov nor ya na nleda anyanwu. Ama ukwu Kiev (Kyiv) bu ishi obodo na ama ukwu júchá ivu na mmadu ime Yukrain.
Ákíkó mbu ogẹ nso nke Yukrain jịrị Owuwa anyanwu Slavs bídó. Shi (ka anyí si) afọr ochié itolu, Yukrain bu mgbe mbu ishi ndu Owuwa anyanwu Slavs nke medieval. Obdod nka, ha mara ka 'Kievan Rus'. mecha búrú obodo íké na íké na nke ukwu, mànà o bạsịrị na afọr ochié iri na abụọ. Mgbe Agha Ukwu Olile Anyanwu gụrụ, Yukrain kejiri na ama imérímé nwèrè iké, na mgbe o rụrụ afọr ochié iri na itolu, nkeji nke ukwu ya banyere Mpaghara Russia, na nke fóró nor okpúrụ ochíchì Austro-Hungaria.
Sovereign states
Albania ·
Andorra ·
Austria ·
Belarus ·
Belgium ·
Bosnia na Herzegovina ·
Bulgaria ·
Chekia ·
Denmark2 ·
Estoniya ·
Finland ·
France2 ·
Greece ·
Hungary ·
Iceland ·
Ireland ·
Italy ·
Jémanị ·
Kazakhstan1 ·
Kroatia ·
Latvia ·
Liechtenstein ·
Lithunia ·
Luxembourg ·
Malta ·
Moldova ·
Monako ·
Montenegro ·
Mpaghara Russia1 ·
Netherlands2 ·
North Macedonia ·
Norwe2 ·
Obodoézè Nà Ofú2 ·
Poland ·
Portugal2 ·
Romania ·
San Marino ·
Serbia ·
Slovakia ·
Slovenia ·
Spain2 ·
Sweden ·
Switzerland ·
Turkey1 ·
Ama Ukwu Vatikan ·
Yukrain
Partly recognized
Kosovo ·
Transnistria
Dependencies | Unrecognized
Färoe Islands (Dk) ·
Gibraltar (UK) ·
Guernsey (UK) ·
Isle of Man (UK) ·
Jersey (UK)
1 Partly no n'ime Asia 2 Ikpe n'èzí Obodo Békè