Yvonne Mokgoro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yvonne Mokgoro
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereYvonne Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Ọktoba 1950 Dezie
Dị/nwunyeJob Mokgoro Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye òká ikpe Dezie
onye were ọrụUniversity of Pretoria Dezie
Ọkwá o jiOnye òká ikpe Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Pennsylvania Law School, St. Boniface High School, North-West University Dezie
Ihe nriteCounsellor of the Baobab, honorary doctor of the University of Pretoria Dezie

Yvonne Mokgoro (amụrụ na 19 Ọktoba, na afọ 1950) bụ onye bụbu onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Iwu nke South Africa na nwunye Job Mokgoro.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Nelson Mandela họpụtara Mokgoro ka ọ bụrụ onye isi oche n'afọ 1994. Mokgoro bụ onye otu ụlọ ọrụ nke Centre for Human Rights na Mahadum Pretoria ma bụrụkwa onye isi oche nke South African Law Reform Commission ugbu a.[2][3]

Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum North-West ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere B.luris na afọ 1982, nzere LLB afọ abụọ ka e mesịrị, na LLM na 1987. Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum Pennsylvania Law School na US, ebe e nyere ya nzere LLM ọzọ.

N'ọnwa Disemba, na afọ 2021, ndị United Nations Human Rights Council họpụtara Mokgoro dị ka onye isi oche nke Racial Justice Body, usoro ọhụrụ iji nyochaa ịkpa ókè agbụrụ na iji ike eme ihe megide ndị Afrịka na ndị si n'Afrịka site na mmanye iwu n'ụwa niile.[4] Ọ ga-abụ otu n'ime ndị otu atọ tinyere Juan E. Méndez nke Argentina na Tracie L. Keesee nke United States.

Ihe omume ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Open Society Justice Initiative, Onye otu Board[5]

Nkwado[dezie | dezie ebe o si]

N'etiti ọtụtụ onyinye e nyere ya bụ Human Rights Award site na Black Lawyers Association, (1995) Oude Molen Reserve Order of Merit (1995/1996), Legal Profession's Woman Achiever Award site na Centre for Human Rights, Mahadum Pretoria (2001), Mahadum nke North School of Law Excellence Award (2003), Kate Stoneman Democracy Award (2003), Tshwane Outstanding Service Award (TOSA) na 2006 na James Wilson Award site na Mahadum Pennsylvania Law School (2008).

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Justice Yvonne Mokgoro. Constitutional Court of South Africa. Retrieved on 2008-11-09.
  2. https://web.archive.org/web/20111001211454/http://www.chr.up.ac.za/index.php/board.html Centre for Human Rights Board Members Retrieved June 25, 2011
  3. Members of the South African Law Reform Commission. salawreform.justice.gov.za. Archived from the original on 25 January 2013. Retrieved on 16 November 2012.
  4. Human Rights Council President Appoints Members of Racial Justice Body. www.ohchr.org.
  5. Board of the Open Society Justice Initiative Open Society Foundations.