Yvonne Nduom

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yvonne Nduom
Born
Yvonne Nduom

9 July 1953
NationalityÀtụ:Country data GHAÀtụ:Namespace detect showall Ghanaian
EducationUniversity of Cape Coast University of Wisconsin
Known forThe wife of leader of Progressive People's Party
AwardsHospitality investment award from Ghana Tourism Authority
Yvonne Nduom
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereYvonne Dezie
aha ezinụlọ yaYvonne Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Julaị 1953 Dezie
Dị/nwunyePaa Kwesi Nduom Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụpublic figure, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọArchbishop Porter Girls Senior High School, St. Louis Senior High School, University of cape coast, University of Wisconsin–Madison Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịProgressive People's Party Dezie

Yvonne Nduom (amuru 9 Julaị 1953) bu onye oha na eze Ghana mara amara dika nwunye onye ndu otu pati ndi mmadu na-aga n'ihu. ọ bụ onye isi oche ugbu a onye ụlọ oriri na ọṅụṅụ aki oyibo Grove Hotels .[1][2][3][4][5][6]

Mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na OLA Catholic Girls School na Elmina na Archbishop Porter Girls Secondary School na Takoradi. Ọ gakwara St. Louis Secondary School maka agụmakwụkwọ nke isii ya. O nwere nzere BA na Bekee na nzere masta na Education Administration and Supervision site na Mahadum Cape Coast na Mahadim Wisconsin.[7]

Onyinye na mmata[dezie | dezie ebe o si]

Ọ natara Life Time Award In Hospitality Investment site na Ghana Tourism Authority na 2012.[8]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Yvonne lụrụ Paa Kwesi Nduom na ụmụ anọ, Nana Kweku Nduom, Edjah Kweku Nduum, Chief Nduom, na Nana Aba Nduom.[9]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "NDUOM'S LOVER•Bares Her Heart", ModernGhana.com, 12 January 2008. (in en-GB)
  2. I’ve no reason to doubt EC boss – Yvonne Nduom. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2016-11-26.
  3. "NDUOM’S LOVER•Bares Her Heart", ModernGhana.com. Retrieved on 2016-11-27. (in en-GB)
  4. Life Story of Mrs. Yvonne Nduom. www.superghana.com. Retrieved on 2016-11-26.
  5. Al (2011-12-23). Ghana Rising: Yvonne Nduom -An Elegant life….. Ghana Rising. Retrieved on 2016-11-26.
  6. Akese. "Journey to the Flagstaff house: Meet Mrs Yvonne Nduom", Graphic Online, 25 November 2016. Retrieved on 2016-11-27. (in en-GB)
  7. Life Story of Mrs. Yvonne Nduom. www.superghana.com. Retrieved on 2016-11-26.
  8. Myjoyonline.com. Mrs. Yvonne Nduom wins Life Time Tourism Award by Ghana Tourism Authority - MyJoyOnline. www.myjoyonline.com. Retrieved on 2016-11-27.
  9. Online. "Papa Kwesi Ndoum’s Daughter Graduates In Medicine". Retrieved on 2016-11-26.