Yvonne Okoro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yvonne Okoro
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereYvonne Dezie
aha ezinụlọ yaOkoro Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Novemba 1984 Dezie
Ebe ọmụmụAccra Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Twi, Fante Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye ọchụ̀nta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Ghana, Mfantsiman Girls Senior High School, Lincoln Community School, University of Nantes, Mountcrest University College Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts Dezie
isi agụmakwụkwọBekee, linguistics, drama, marketing Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2002 Dezie
Ihe nriteAfrica Magic Viewers' Choice Awards, Africa Movie Academy Award for Best Actress in a Leading Role Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Chinyere Yvonne Okoro bụ onye Ghana na Naijiria na-eme ihe nkiri. Amụrụ ya nye nna Nigeria na nne Ghana, Yvonne Okoro sitere na agbụrụ a gwakọritara wee kpọọ onwe ya onye Africa. Yvonne Okoro sitere na Koforidua na Eastern Parts nke Ghana Ọ natara ihe nrite nke Ghana Movie Awards Best Actress Award na 2010 [1] a họpụtakwara ya maka Africa Movie Academy Awards Best Actress ugboro abụọ n'usoro n'afọ 2011 na 2012 maka ihe nkiri ya Pool Party na Single Six . [2] Ọ natakwara onyinye nturu ugo Africa Magic Viewers' Choice Award [1] ọzọ kwa, n'afọ 2012, o nwetara onyinye nkwanye ugwu dị egwu na Nigeria Excellence Awards. [3] [4]

Mbịdo ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya nye nne onye Ghana ebe nna ya bu kwa onye Naijiria . Yvonne Okoro sitere n'agbụrụ agwakọtara agwakọta nke mere ọ ji akpọ onwe ya onye Africa. [2] O si n'ezinaụlọ buru ibu, ọ bụ nwa mbụ nke nne ya na nwa nke ise n'ime ụmụnne ya niile. Site na nwata, o gosipụtara ọchịchọ ịbụ onye na-eme ihe nkiri. Ọ gara ụlọ akwụkwọ Achimota Preparatory School, mgbe nke ahụ gasịrị ọ gara ụlọ akwụkwọ Lincoln Community School wee gaa ụlọ akwụkwọ Faith Montessori. Ọ gara n'ihu na Mfantsiman Girls Secondary School mgbe nke ahụ gasịrị, ọ debanyere aha na Mahadum Ghana, Legon ebe ọ mere Bachelor of Arts, na-ejikọta Bekee na linguistics. N'ikpeazụ, ọ nọ na Universite de Nantes dị na France iji mụọ Press Civilization, Drama na Marketing. [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

O mere ihe nkiri mbụ ya na Sticking to the Promise, ihe nkiri e mere n'afọ 2002 nke onye Naijiria na-emepụta ihe nkiri bụ Theo Akatugba mere, obere oge ka ọ guchara agụmakwụkwọ ụlọakwụkwọ School. [2] Ọ rụkwara ọrụ dị egwu n'usoro ihe nkiri Tentacles nke otu onye nrụpụta maka Point Blank Media Concepts.

Ugbu a ọ bụ onye ngosiputa nke Dining with Cooks and Braggarts. Cooks na Braggarts bụ ihe ngosi nri a ma ama nke na-egosi ndị ama ama ka ha tinye aka n'otú ha si esi nri kacha amasị ha mgbe ha na-ekwu maka isiokwu dị iche iche. [5]

Mmemme ndị ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

O mere ka ụlọ ọrụ redio Peace FM nke Accra mara na ya nwere ụlọ ọrụ Desamour Company Limited nke ya. Yana azụmahịa njem ndị ọzọ. [6]

Ọrụ ebere[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2019, o nyere ndị Black Queens nke Ghana onyinye tupu asọmpi WAFA 2019. Na mbido 2020, o nyekwaara ihe ụfọdụ n'ime ụlọ ọgwụ ebe a na-amụ nwa nke Korle bu Teaching Hospital. [7]

Ihe nkiri ndi o sonyegoro na ya[dezie | dezie ebe o si]

  • Queen Lateefah
  • Mother's love
  • Beyonce: The President's Daughter
  • The Return Of Beyonce
  • The President's Daughter
  • Desperate To Survive
  • The Game
  • Agony Of Christ
  • Royal Battle
  • Queen Of Dreams
  • ‘Le Hotelier’ in France
  • Pool Party
  • Sticking to the promise
  • Single Six
  • Why Marry
  • Best Friends (Three can play)
  • Blood is Thick
  • Four Play
  • Four Play reloaded
  • Forbidden City
  • Contract (28th dec. 2012) with Hlomlo dandala.[8]
  • I Broke my Heart
  • Adams Apples film series (2011–2012)
  • Crime
  • Ghana Must Go (2016)[9]
  • Rebecca (2016)[10]
  • Like Cotton Twines (2016)

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Yvonne Okoro, Efya Made Ambassadors For Head Of State Awards. dailyguideghana.com. Archived from the original on 23 September 2015. Retrieved on 22 February 2015.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 10 things you don't know about Yvonne. Retrieved on 22 February 2015.
  3. BUZZ Yvonne Okoro honoured by Nigeria Excellence Awards. Retrieved on 22 February 2015.
  4. Yvonne Okoro. ghananation.com. Archived from the original on 22 February 2015. Retrieved on 22 February 2015.
  5. Yvonne Okoro Returns With 'Dining With Cooks & Braggarts'. Modern Ghana (2018-12-06). Retrieved on 2019-06-11.
  6. Lamptey (2018-06-10). Yvonne Okoro is super rich. Here are some companies she owns as an entrepreneur (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2020-03-24.
  7. Yvonne Okoro pays bills of 13 new mothers at Korle Bu Teaching Hospital – Glitz Africa Magazine (en-US). Retrieved on 2020-03-24.
  8. Link text, additional text.
  9. Everything you need to know about Yvonne Okoro's upcoming movie. Chidumga Izuzu.
  10. Rebecca (2016).

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]