Zahra Cheeseman

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zahra Cheeseman
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEngland Dezie
Aha enyereZahra Dezie
aha ezinụlọ yaCheeseman Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Novemba 2002 Dezie
Ebe ọmụmụEngland Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Zahra Cheeseman (Arabic; amụrụ na 8 Nọvemba 2002) bụ onye Morocco a mụrụ n'England nke na agba bọọlụ dị ka onye na edebe goolu maka otu kọleji Amerika Colorado College Tigers na otu ụmụ nwanyị Morocco.

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A zụlitere Cheeseman na Haywards Heath.[1] Nna ya bụ onye Bekee na nne ya bụ onye Morocco.

Ọrụ kọleji[dezie | dezie ebe o si]

Cheeseman gara Colorado College na United steeti.[1]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Cheeseman bụ ngwaahịa Brighton.[2] Ọ nọkwa na Ụlọ akwụkwọ Charlton.[2] Ọ sonyeere Lewes na 2020.[3]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Cheeseman mere nke mbụ ya na Morocco na 14 Junnu 2021 na mmeri enyi na enyi n'ụlọ 3 na Mali.[4]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 "Colorado College women’s soccer announces trio of signings", SoccerWire, 29 May 2021. Retrieved on 15 June 2021.
  2. 2.0 2.1 Zahra Cheeseman. Lewes FC. Archived from the original on 2 April 2023. Retrieved on 15 June 2021.
  3. Zahra Cheeseman. Athleticademix. Archived from the original on 2 April 2023. Retrieved on 15 June 2021.
  4. "Mali: The Lionesses of the Atlas victorious again against the Eagles", New.in-24, 15 June 2021. Retrieved on 15 June 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Zahra Cheeseman on Instagram