Zainab Maina

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zainab Maina
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Ọgọọst 1948 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Women Affairs and Social Development Dezie
ebe agụmakwụkwọKaduna Polytechnic Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Hajiya Zainab Maina, FCIA, MFR (a mụrụ n'ụbọchị nke 7 n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1948) bụbu Mịnịsta na-ahụ maka ihe metụtara ụmụ nwanyị na mwulite mmekọrịta ọha na eze nke Naịjiria . A họpụtara ya n'ọnwa Julaị afọ 2011. [1]

Mmụta na ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Zainab Maina si na Adamawa steeti dị na ndịda-ugwu nke Naịjiria. Ọ gụrụ akwụkwọ na Kaduna Polytechnic ebe o nwetara diplọma na nchịkwa na nchịkwa gọọmentị na nzere HND na nchịkwa Họtel. Na mgbakwunye, o nwetakwara asambodo n;Agụmagụ odeakwụkwọ site na Federal Training Center Kaduna na Center for Development & Population,dị na Washington DC, na Amerịka ebe ọ natara asambodo na Institution Building Activities. Ọ lụrụ Alhaji Umar Joji Maina, onye bụ Dan-maliki nke Mubi na Adamawa steeti ma nwee ụmụ.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nke gọọmentị[dezie | dezie ebe o si]

Tupu nhọpụta ya ịbụ onye minista n'ọnwa Julaị afọ 2011, Zainab Maina bụ:

  • Board Chairman, National Commission for Nomadic Education, Kaduna (2009–2011);
  • Board Chairman, Garki Microfinance Bank (1998);
  • Board Chairman, NCWS, Garki Microfinance Bank, Abuja (1997);
  • Deputy Chairman, Police Community Relations Committee FCT Command (1998-)bọchị);
  • Member, Vision 2010 Committee (1997);
  • Board Member, National Programme on Immunization (1998–2000);
  • Board Member, Adamawa State Primary Schools Board (1991–1994);
  • Board Member, Family Economic Advancement Programme (FEAP) (1997–2000).

Ọ bụ onye isi - National Council for Women Societies (NCWS), na Naijiria (1997-2001). N'ime otu ndị ọchịchị na Naijiria, Peoples Democratic Party (PDP), Zainab Maina na-ejide onwe ya dịka otu n'ime ndị ndụmọdụ, Kọmitii Ndị okenye nke PDP; Onye otu, PDP Board of Trustees; Executive Director, Women Affairs nke otu nkwdo ọchịchị Jonathan na Sambo (2010); Onye otu, Kọmitii Ntuli Aka / Nyocha nke PDP (2010); Onye nnọchi anya ụmụnwaanyị n'ala anyị, PDP Presidential Campaign Council (2007); Onye nnọchi anya, National Political Reform Conference (NPRC) -2005; Onye nnọchi anya ụmụ nwanyị, PDP Reconciliation Committee on theExecutive/Legislative Impasse (2002); International Convener, Home Economics and Consumer Affairs International Council of Women (ICW) Bangkok, Thailand (1993).

Ọrụ na-abụghị nke gọọmentị[dezie | dezie ebe o si]

  • Onye guzobere / Onye isi ala, Women for Peace Initiative (WOPI) Nigeria
  • Onye nlekọta, Young Muslim Women Association, Nigeria
  • Onye na-ahụ maka mpaghara- Anglophone Africa, Council International for Women
  • Onye otu, World Association of NGOs (WANGO)
  • Onye otu, West African Civil Forum Forum (WACSOF)
  • Onye nnọchi anya INGO, International Non-Governmental Organization (London, UK)

Nrite na nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

  • National Award of Excellence towards Women Development Abuja, Nigeria
  • Jean Harris Award - Rotary International
  • Winner of the Distinguished Eagle Achievement Award Newark, New Jersey, USA
  • Amazon Women Award for Contribution towards the Development of Womanhood, Lagos, Nigeria.
  • Africa Youth Congress Award on the authority of the Senate Headquarters, Banjul, the Gambia
  • Merit Award by the Mayor of Atlanta, USA
  • Meritorious Certificate for Loyal and Devoted Services to Development by the Nawar-U-Deen Society of Nigeria
  • Certificate of Recognition – University of Kansas, Lawrence, USA
  • Quintessence Award for Remarkable Contribution to Humanity by media in support of Humanity (MISH)
  • Ambassador for peace by the Universal Peace Federation and the Inter-Religious and International federation for world peace
  • Honorary citizen of Kansas City, USA
  • Fellow, African Business School – FABS
  • Fellow Chartered Institute of Administration – FCIA
  • Member of the Order of the Federal Republic – MFR

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]