Zakia Meghji
Ọdịdị
Zakia Meghji
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Tanzania |
| Aha enyere | Zakia |
| Aha ezinụlọ ya | Meghji |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Disemba 1946 |
| Ebe ọmụmụ | Sultanate of Zanzibar |
| Asụsụ obodo | Swahili |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Swahili |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister |
| Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Tanzania, Minister of Finance |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Dar es Salaam |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Party of the Revolution |
Zakia Hamdani Meghji (amụrụ na ọnwa 31 Disemba na afọ 1946) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tanzania nke jere ozi dị ka nwanyị mbụ Minista na-ahụ maka ego site na afọ 2006 ruo na afọ 2008.[1] Ọ bụ nwanyị mbụ nwere ọkwa a. Ọ rụkwara ọrụ dị ka minista na-ahụ maka njem nleta, ka bụ Minista na-arụ ọrụ ogologo oge na mba ahụ, onye wetara ọtụtụ mgbanwe dị mma na Minista ahụ.
Ebesidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Member of Parliament CV. Parliament of Tanzania. Archived from the original on 5 August 2013. Retrieved on 5 March 2013.
Templeeti:Tanzanian Finance MinistersTempleeti:Chama Cha MapinduziTempleeti:Current CCM MPs